Gaa n'Isiokwu

Otú Anyị Si Emeso Ndị Ọzọ

Imete Ndị Enyi

Ihe Ga-eme Ka Ndụ Gị Ka Mma—Ezinụlọ na Ndị Enyi

Ihe ga-eme ka anyị na ndị mmadụ na-adị ná mma bụ ịna-enye ha ihe, ọ bụghị ịtụ anya ka ha na-enye anyị ihe mgbe niile.

Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?

Ọtụtụ ndị kwetara na imete ezigbo enyi dị mma. Olee otú i ga-esi bụrụ ezigbo enyi? Gụọ ihe anọ Baịbụl kwuru nke ga-enyere gị aka imete ezigbo enyi.

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Enyi?

Ọ dị mfe mmadụ inweta ndị enyi ọjọọ, ma olee otú ị ga-esi enweta ezigbo enyi?

M̀ Kwesịrị Imetakwu Ndị Enyi?

Obi nwere ike iru anyị ala ma anyị na naanị ndị enyi anyị na-akpa, mana ọ naghị adịcha mma. N’ihi gịnị?

Owu Omụma

Ihe Ị Ga-eme ma I Chee na Ndị Enyi Gị Na-agbara Gị Ọsọ

O nweghị ihe dị iche n’onye na-anọkarị naanị ya na onye na-aṅụ mkpụrụ sịga iri na ise n’ụbọchị. Gịnị ga-enyere gị aka?

Gịnị Ka M Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Ihe M Anaghị Amasị Ndị Ọzọ?

Ihe ka mụ mkpa ọ̀ bụ ịgbalị mewe ihe otú ndị ọzọ si eme ka m ghara ịdị iche, ka ọ̀ bụ ịnọ na-eme ihe otú m si eme?’

Iji Ngwá Eletrọniks Ezirita Ozi

Ihe Unu Ga-eme Ka Ekwentị Ghara Ibutere Unu Nsogbu

Ekwentị ma ọ bụ ihe ndị yiri ya nwere ike ịbara gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị uru ma ọ bụ butere unu nsogbu. Olee nke ọ na-emere unu?

Kpachara Anya n’Ebe A Na-emeta Ndị Enyi n’Ịntanet

Lee katuun a ka ị mata otú ị ga-esi zere nsogbu ma ị nọrọ n’ebe a na-emeta ndị enyi n’Ịntanet.

Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ ma M Jiri Ekwentị Zigara Mmadụ Ozi?

Chọpụta otú ozi i zigaara mmadụ nwere ike isi mee ka gị na ya see, na otú o nwere ike isi mee ka i nwee aha ọjọọ.

Ihe Ị Ga-eme ma E Zitere Gị Ozi n’Ekwentị

Ị sị mmadụ ya chere ka ị gụọ ozi e ziteere gị, ọ̀ dị njọ? Ọ bụrụ na ị hapụ ozi ahụ, gị na enyi gị ana-ekwu ihe unu na-ekwu, ọ̀ dị njọ?

Nwoke na Nwaanyị Ịkpa

M̀ Dịla Njikere Mụ na Mmadụ Ịkpawa?

Ihe ise ga-enyere gị aka ịma ma ị̀ dịla njikere gị na mmadụ ịkpawa na ịlụ di ma ọ bụ nwunye.

Ò Nwere Ihe Dị Njọ n’Ịchụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Gịnị bụ ịchụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị? Gịnị mere ụfọdụ ji eme ya? Olee ihe ndị ọ na-akpata?

Gịnị Ka M Ga-atụ Anya Ya Ma Mụ Na Mmadụ Kpawa?

Ihe atọ i kwesịrị ileba anya ma gị na mmadụ kpawa maka ọlụlụ.

Ọ̀ Bụ Ezigbo Ịhụnanya Ka Ọ̀ Bụ Ịhụnanya Iberiibe?

Ị ga-amụta ihe bụ ịhụnanya iberiibe na ezigbo ịhụnanya.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Nwoke na Nwaanyị Ibikọ Ọnụ n’Alụghị Alụ?

Ndụmọdụ Chineke nyere na Baịbụl na-eme ka anyị mata otú di na nwunye ga-esi na-ebi n’udo, iwu Chineke na-abakwara ndị niile na-erubere ya isi uru mgbe ọ bụla.

Ndịàmà Jehova Hà Tiri Iwu Gbasara Otú Nwoke na Nwaanyị Ga-esi Na-akpa Tupu Ha Alụọ?

Nwoke na nwaanyị ịkpa tupu ha alụọ ọ̀ bụ ihe eji egwu egwu, ka è nwere ihe ọ pụtara?

Nwoke na Nwaanyị Ịkpa—Nke 3: Ànyị Kwesịrị Ịkwụsị Ịkpa?

Gị na mmadụ ọ̀ ka ga na-akpa ma ọ bụrụ na ọ na-eme gị obi abụọ na ihe agaghị adabara unu? Isiokwu a nwere ike inyere gị aka ikpebi ihe ị ga-eme.

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?

Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere Onye Kraịst aka ịchọta ezigbo mmadụ ma ọ chọwa onye ọ ga-alụ, nyekwara di na nwunye aka ịnọgide na-ahụ ibe ha n’anya.

Mgbe Mmadụ Abụọ Chọrọ Ịlụ Gbasara

Gịnị ga-enyere mmadụ aka idi ya ma ya na onye ọ chọrọ ịlụ gbasaa.

Idozi Esemokwu

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Iwe?

Ọ̀ọ mgbe niile ka iwe iwe dị njọ? Olee ihe i nwere ike ime ma iwe bịawa gị?

Olee Otú Ndị Mmadụ Ga-esi Na-adị n’Udo?

Ime ihe Baịbụl kwuru nyeere ndị bụbu ndị iro aka ka ha dị n’udo, bụrụkwa ezigbo enyi.

Gịnị Ka Ịgbaghara Mmadụ Pụtara?

Baịbụl kwuru ihe ise ga-enyere gị aka ịgbaghara mmadụ.

Ihe Ga-enyere Di na Nwunye Aka Ịna-agbaghara Ibe Ha

Gịnị mere o ji esiri di na nwunye ụfọdụ ike ịgbaghara ibe ha? Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka.

Otú Ị Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ​—⁠Mgbaghara

N’eziokwu, ịna-ewe iwe ọkụ na ịna-ebu iwe n’obi anaghị eme mmadụ obi ụtọ, ọ naghịkwa adị mma n’ahụ́.

Prejudice and Discrimination

Ịkpọasị Bụ Nsogbu Zuru Ụwa Ọnụ

Gịnị bụ ịkpọasị? Gịnị mere e ji kwuo na ọ bụ nsogbu zuru ụwa ọnụ nke gbasara onye ọ bụla n’ime anyị?

Ịkpọasị Bụ Ọrịa, Ì Bu Ya?

Olee ihe ụfọdụ na-egosi na o nwere ike ịbụ na anyị kpọrọ ndị ọzọ asị?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Ịkpa Ókè Agbụrụ?

È nwere agbụrụ ka ibe ya? È nwere mgbe a ga-akwụsị ịkpa ókè agbụrụ?

Ihe Ị Ga-eme Ka Ị Kwụsị Ịkpọ Ndị Ọzọ Asị​—Elela Mmadụ Anya n’Ihu

Ị ga-akwụsị ịna-ele ndị mmadụ anya ọjọọ ma ị na-eme ka Chineke ma ghara ịna-ele mmadụ anya n’ihu.

Ịkpọasị—Na-emeta Ndị Si Ebe Dị Iche Iche Enyi

Gụọ isiokwu a ka ị hụ uru imete ndị si n’ebe dị iche iche enyi na-aba.

Agbụrụ Niile Hà Ga-emecha Hara?—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl na-akụziri nde kwuru nde mmadụ otú ha ga-esi na-asọpụrụ ndị ọzọ ma na-akwanyere ha ùgwù.

Olee Mgbe Ịkpọasị Na-agaghị Adịkwa n’Ụwa?

Akụkọ ndị mmadụ kọrọ na-egosi na Baịbụl na-enyere ndị mmadụ aka ịkwụsị ịkpọ ndị ọzọ asị. Olee mgbe ịkpọasị ga-akwụsịcha?

Olee Mgbe Ezigbo Ịhụnanya Ga-eme Ka Ịkpọasị Laa Kpamkpam?

Ọ naghị adị mfe mmadụ ịkwụsị ịkpọ ndị ọzọ asị. Lee otú onye Juu na onye Arab si kwụsị ịkpọ ibe ha asị.

M Chọburu Ime Ka A Kwụsị Ikpe Ikpe Na-ezighị Ezi

Rafika sonyeere òtù na-agba mbọ ka a kwụsị ikpe na-ezighị ezi. Ma, o mechera mata na Baịbụl kwuru na a ga-enwe udo na ikpe ziri ezi n’Alaeze Chineke.