Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?

Liz na Mary bụ ezigbo enyi. Ha abụọ chọrọ ịlụ onye hụrụ ha n’anya n’eziokwu. Ma, otú onye nke ọ bụla n’ime ha si achọ ịmata onye hụrụ ya n’anya n’eziokwu dị iche iche.