Gaa n'Isiokwu

Otú Ị Ga-esi Edi Nsogbu

Ịta Ahụhụ

Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Ahụhụ Ụmụ Mmadụ Na-ata

Ahụhụ anyị na-ata ọ̀ na-emet Chineke n’obi?

Chineke Ọ̀ Na-eji Nsogbu Ndị Anyị Na-enwe Ata Anyị Ahụhụ?

Chineke ọ̀ na-eji ọrịa ma ọ bụ ọdachi ata ndị mmadụ ahụhụ maka mmehie ha?

Gịnị Ka M Ga-eme ma Nnukwu Nsogbu Bịara M?

Ndị na-eto eto kwuru ihe nyeere ha aka idi nsogbu bịaara ha.

Olileanya E Ji n’Aka na Ihe Ga-adị Mma n’Ọdịnihu

Gịnị mere ihe ndị Baịbụl kwuru na ha ga-eme ji dị iche n’ihe ụmụ mmadụ kwuru na ha ga-eme?

Ò Nwere Mgbe Ime Mpụ Ga-akwụsị?

Lee ihe abụọ Baịbụl kwuru ga-enyere mmadụ aka idi nsogbu ndị omempụ nwere ike ịkpata ka anyị nọ na-echere mgbe Chineke ga-eme ka ụjọ na tigbuo zọgbuo kwụsị.

Gịnị Ka M Kwesịrị Ịma Banyere Imetọ Mmadụ?​—Nke 2: Otú Ị Ga-esi Enweta Onwe Gị

Gụọ ihe ndị e metọrọ mgbe ha dị obere kwuru nyeere ha aka inweta onwe ha.

Ahụhụ Anyị Na-ata Ọ̀ Na-emetụ Chineke n’Obi?

Ahụhụ ụmụ mmadụ na-ata emeela ka ụfọdụ ndị na-ajụ ma Chineke ọ̀ dịkwa. Mụọ Okwu Chineke ka ị hụ otú ahụhụ anyị na-ata si ewute Chineke.

Gịnị Mere Chineke Ji Kwe Ka Ahụhụ Dịrị?

Ọtụtụ ndị na-ajụ ihe mere ọtụtụ ndị ji kpọọ ibe ha asị, ọtụtụ ndị ana-atakwa ahụhụ. Otú Baịbụl si zaa ajụjụ a doro anya, na-akasikwa mmadụ obi.

Gịnị Mere Chineke Ji Gba Nkịtị E Gbukpọọ Ndị Juu Bi na Yurop?

Ọtụtụ ndị ajụọla ihe mere Chineke hụrụ anyị n’anya ji gba nkịtị ndị mmadụ ana-atagbu onwe ha n’ahụhụ. Baịbụl zara ajụjụ ahụ.

Ahụhụ Niile Ga-akwụsị n’Oge Na-adịghị Anya

Chineke ekwela nkwa na ya ga-eme ka ihe niile na-akpatara ndị mmadụ ahụhụ kwụsị. Olee otú ọ ga-esi eme nke a, oleekwa mgbe ọ ga-eme ya?

Ọnwụ Onye A Hụrụ n'Anya

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Idi Ọnwụ Mmadụ—Ihe I Nwere Ike Ime

Ime ihe ụfọdụ ndị a bụ́ isi enyerela ọtụtụ ndị aka idi ọnwụ mmadụ.

Ndụ Ọ̀ Ka Nwere Isi ma Mmadụ Nwụnahụ Gị?

Lee ihe ise nwere ike inyere gị aka ma mmadụ nwụnahụ gị.

Otú Ị Ga-esi Edi Ọnwụ Nne ma Ọ Bụ Nna

Idi ọnwụ nne ma ọ bụ nna adịghị mfe. Ma, olee ihe ga-enyere ndị na-eto eto aka ma ọ bụrụ na mwute na obi ọjọọ ya na ya so abịa?

Mgbe Ụmụaka Na-eru Uju Nne Ha ma Ọ Bụ Nna Ha

Olee otú Baịbụl si nyere ndị na-eto eto atọ aka idi ọnwụ nne na nna ha?

Ihe Ị Ga-eme ma Nwa Gị Jụọ Gị Ajụjụ Gbasara Ọnwụ

Gụọ gbasara ihe anọ ga-enyere gị aka ịza ajụjụ ụmụ gị nwere ike ịjụ gị gbasara onye unu nwụrụ anwụ nakwa ihe ga-enyere ha aka idi ọnwụ ya.

Olee Ihe Ga-eme Ka Obi Sie Gị Ike na Ndị Nwụrụ Anwụ Ga-adị Ndụ Ọzọ?

Baịbụl kwuru ihe abụọ gbara ọkpụrụkpụ mere anyị ga-eji kwere na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ.

Ihe Ga-akacha Enyere Onye Na-eru Uju Aka

Ihe Baịbụl kwuru ga-akacha enyere ndị na-eru uju aka idi ya.

Ọdachi

Ọdachi Mee Olee Ihe Ndị Nwere Ike Ịzọ Anyị Ndụ?

Aro ndị a nwere ike inye aka zọọ anyị na ndị ọzọ ndụ.

Ndụ Ọ̀ Ka Nwere Isi ma Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha Mee?

Baịbụl kwuru ihe ndị nwere ike inyere gị aka ma e nwee ọdachi ndị na-emere onwe ha.

Gịnị ka Baịbụl Kwuru Banyere Ọdachi Ndị na-Emere Onwe Ha?

Hà bụ ntaramahụhụ si n’aka Chineke? Chineke ọ̀ na-enyere ndị ọdachi ndị na-emere onwe ha dakwasịrị aka?