Isiokwu Ndị Ọzọ

E nwere isiokwu dị iche iche na-agba n’ebe a. Ụfọdụ n’ime ha bụ ọtụtụ isiokwu ndị gbarala n’isimbido jw.org. Gụọ isiokwu ndị a, leekwa vidio ndị dị na ha iji mee ka okwukwe gị sikwuo ike n’ihe ndị Baịbụl kwuru.

NA-ECHENỤ NCHE!

Otú Mmebi Iwu Si Ju Ebe Niile n’Ụwa​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Chọpụta ihe na-akpata mmebi iwu juru ebe niile n’ụwa.

NA-ECHENỤ NCHE!

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Anaghịzi Akpa Àgwà Ọma?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

E nweghị oge ọzọ ndị mmadụ na-anaghị akpa àgwà ọma karịa n’oge a. Baịbụl kwuru ihe kpatara ya, gwakwa anyị otú anyị ga-esi na-ekwu okwu ọma ma na-eme ihe ọma.

A Chọtala Otu Baịbụl E Chere na O Fuola

Kirie vidio gosiri akụkọ dị ụtọ gbasara otú otu Baịbụl dị mkpa si fuo nakwa otú e si chọta ya mgbe ihe karịrị narị afọ abụọ gachara.

Ichebe Ụmụ Nwaanyị—Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Ya

Chineke ejighị ihe gbasara ichebe ụmụ nwaanyị egwu egwu. Chọpụta ihe mere o jighị ya egwu egwu nakwa ihe ọ ga-eme gbasara mmegbu a na-emegbu ha.

NA-ECHENỤ NCHE!

Olee Mgbe A Ga-akwụsị Ịlụ Agha Ndị A Na-alụ Ugbu A?​—Gịnị Ka Baịbụl kwuru?

N’oge na-adịghị anya, agha niile ga-akwụsị. Baịbụl kwuru otú ihe a ga-esi eme.

Na-enyere Ndị Ọzọ Aka Ka Owu Kwụsị Ịna-ama Gị​—Ihe Baịbụl Kwuru

Chọpụta ihe abụọ ị ga-eme iji nyere onwe gị aka mgbe ị na-enyere ndị ọzọ aka.

ỊKPỌ NDỊ MMADỤ KA HA BỊA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS

Jizọs Ga-akwụsị Mpụ

Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe Jizọs meere anyị nakwa ihe ọ ga-emere anyị n’ọdịnihu?

Jizọs Ga-akwụsị Ịda Ogbenye

Jizọs Ga-akwụsị Agha

E Mefuola Ọtụtụ Puku Ijeri Dọla n’Agha​—Olee Ihe Agha Na-efu n’Eziokwu?

Chọpụta ihe mere na n’oge na-adịghị anya, a gaghịzi na-eji ihe ndị dị n’ụwa alụ agha nakwa otú a ga-esi emezi ihe ndị agha mebiri.

Na-emete Ndị Ọzọ Enyị Ka Owu Kwụsị Ịna-ama Gị​—Otú Baịbụl Nwere Ike Isi Nyere Gị Aka

Chọpụta ihe abụọ Baịbụl kwuru ndị ga-enyere gị aka ime ka owu kwụsị ịna-ama gị.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ndị Mmadụ Anaghịzi Atụkwasị Ndị Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị Obi​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru??

Baịbụl gwara anyị ka anyị leruo anya iji mara onye anyị kwesịrị ịtụkwasị obi, gwakwa anyị naanị otu ihe e ji n’aka ga-eme ka ọdịnihu ka mma.

NA-ECHENỤ NCHE!

À Ga-alụ Agha Ụwa Ọzọ?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl kwuru na a ga na-alụ agha aghara aghara otú a na-alụ ya taa, kwuokwa otú a ga-esi mee ka agha kwụsị.

Otú Owu Ọmụma Si Na-akakwu Njọ​—Ihe Baịbụl Kwuru

Chọpụta ihe ndị owu na-ama nwere ike ime ka ha na-enwetụ obi ụtọ.

Otú Chineke Si Elekọta Ndị Ntị Chiri

N’ụwa niile, ndị ntị chiri na-erite uru n’ihe Chineke na-akụziri anyị. Chọpụta otú e si eme.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ihe Ga-eme Ka I Nwee Olileanya n’Afọ 2024​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ihe ndị dị na Baịbụl, ndị na-eme ka mmadụ nwee olileanya, nwere ike inyere gị aka ibi ezigbo ndụ ugbu a, meekwa ka ị na-atụ anya na ihe ga-adị mma n’ọdịnihu.

NA-ECHENỤ NCHE!

Afọ 2023 Kpataara Ọtụtụ Ndị Nchekasị​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl kwuru ihe ihe ndị mere n’afọ 2023 na-egosi.

Owu Ọmụma Bụzi Nsogbu Juru Ebe Niile​—Olee Otú I Nwere Ike Isi Merie Ya?

Gụọ ihe abụọ Baịbụl kwuru, ndị nwere ike inyere gị aka imeri owu ọmụma.

NA-ECHENỤ NCHE!

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Kpọọ Ibe Ha Asị nke Ukwuu?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Chọpụta ihe Baịbụl kwuru banyere ịkpọasị dị n’ụwa taa na ihe Chineke ga-eme banyere ya.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ụkọ Ezigbo Mmiri n’Ụwa Niile?

Alaeze Chineke ga-eme ihe ọchịchị ụmụ mmadụ na-enweghị ike ime. Ọ ga-akwụsị ihe niile mere mmiri ji adị ụkọ.

NA-ECHENỤ NCHE!

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Enweghị Ike Ime Ka Udo Dịrị n’Ụwa?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Chọpụta ihe atọ mere na ụmụ mmadụ enwebeghị ike ime ka a kwụsị ịlụ agha.

Mbọ Huldrych Zwingli Gbara Ịchọta Eziokwu Dị na Baịbụl

N’ihe dị ka n’afọ 1500, Zwingli chọpụtara ọtụtụ eziokwu ndị dị na Baịbụl, nyekwara ndị ọzọ aka ime otú ahụ. Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta ná ndụ ya nakwa n’ihe ndị o kweere?

NA-ECHENU NCHE!

Ònye Ga-azọpụta Ndị Nkịtị?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl kwuru na Chineke ga-eme “ka agha kwụsị n’ebe niile n’ụwa.” Olee otú ọ ga-esi eme ya?

NA-ECHENỤ NCHE!

Amagedọn Ọ̀ Ga-amalite n’Izrel?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ihe e kwuru n’akwụkwọ Mkpughe zara ajụjụ a.

Eziokwu Ọ̀ Ka Dị Mkpa?

Baịbụl ga-enyere gị aka ịmata ihe bụ́ eziokwu na ihe na-abụghị eziokwu n’ụwa a ọ na-esizi ike ịmata ihe bụ́ eziokwu.

MKPỌSA PỤRỤ ICHE

Ihe Alaeze Chineke Ga-eme Gbasara Ihe Isi Ike

Ị̀ ma na Baịbụl kwuru banyere otu ọchịchị nke ga-akwụsị ihe isi ike na nsogbu niile ya na ya so, dị ka ndị ọgaranya ịna-abakwu ọgaranya, ndị ogbenye ana-adakwu ogbenye?

MKPỌSA PỤRỤ ICHE

Ihe Alaeze Chineke Ga-eme Gbasara Ndị Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị Na-arụrụ Aka

Chọpụta otú Alaeze Chineke ga-esi mee ka e nwee onye ọchịchị a ga-atụkwasịli obi, onye na-akwụwa aka ọtọ, na onye na-anaghị arụrụ aka.

MKPỌSA PỤRỤ ICHE

Ihe Alaeze Chineke Ga-eme Gbasara Ihe Ndị Na-emebi Ụwa

Chọpụta otú Alaeze Chineke ga-esi mee ka ihe niile na-emebi ụwa a kwụsị imebi ya.

MKPỌSA PỤRỤ ICHE

Ihe Alaeze Chineke Ga-eme Gbasara Ahụ́ Ike Anyị

Chọpụta otú Alaeze Chineke ga-esi enyere anyị aka n’ụdị ọrịa ọ bụla anyị na-arịa.

Gịnị Ka Alaeze Chineke Ga-eme Gbasara Agha?

Chọpụta otú Alaeze Chineke ga-esi eme ka udo dị, obi eruokwa onye ọ bụla ala.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ụkọ Nri Dị Taa?

Ọ bụghị Chineke kpatara ụkọ nri a, ma ọ gwara anyị gbasara ya.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Mmadụ Izere Ihe Ọ Bụla Si n’Anụmanụ ma Na-eri Naanị Mkpụrụ Osisi?

Chọpụta ma ọ̀ bụ mmadụ izere ihe ọ bụla si n’anụmanụ ma na-eri naanị mkpụrụ osisi ga-eme ka ụwa ka mma n’ọdịnihu.

NA-ECHENỤ NCHE!

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Idei Mmiri Na-emebisị Ihe?

Chọpụta ihe ụdị idei mmiri na-emebisị ihe ndị na-emezi ebe niile n’ụwa na-egosi gbasara oge anyị a.

NA-ECHENU NCHE!

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ụkọ Nri Dị n’Ụwa n’Ihi Agha na Otú Ihu Ígwé Si Agbanwe?

Baịbụl gwara anyị ihe ndị nwere ike ịbara anyị uru, meekwa ka anyị nwee olileanya na ihe ga-emecha dị mma.

NA-ECHENỤ NCHE!

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Oké Okpomọkụ Mere n’Ụwa Niile n’Afọ 2023?

Baịbụl mere ka o doo anya na Chineke agaghị ekwe ka e bibie ụwa.

NA-ECHENU NCHE!

Otu Nnukwu Onye Ọrụ Ahụ́ Ike Ekwuola na Ịntanet Nwere Ike Ịkpa Ndị Na-eto Eto Aka Ọjọọ​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Chọpụta ihe atọ Baịbụl kwuru ga-enyere ndị nne na nna aka ichebe ụmụ ha.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ndị Ọchịchị n’Ụwa Niile Emefuola Ihe Karịrị Puku Ijeri Dọla Abụọ Maka Ndị Agha Ha​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl buru amụma na ndị ọchịchị ga na-ama ibe ha aka nakwa na ha ga-emefu nnukwu ego ka ha na-alụso ibe ha ọgụ.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ihe Ndị A Rụrụ Ka Ha Na-eme Ka Mmadụ, Hà Na-abara Anyị Uru Ka Hà Na-akpatara Anyị Nsogbu?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl kwuru ihe mere na ọnụ agaghị aka ụmụ mmadụ ikwu hoo haa na ọ bụ naanị ihe dị mma ka a ga-eji ihe ndị ha rụpụtara na-eme

Rite Uru n’Àjà Jizọs Ji Ndụ Ya Chụọ

Olee ihe abụọ dị ezigbo mkpa Jizọs kwuru ka anyị na-eme iji rite uru n’ọnwụ ya?

NA-ECHENỤ NCHE!

Agha Rọshịa na Yukren Na-alụ Akarịala Otu Afọ—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Gụọ gbasara nkwa Baịbụl kwere na a ga-akwụsị agha niile.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ọnụ Ọgụgụ Ndị Na-eto Eto Isi Na-anaghịzi Akpakọcha Ọnụ Na-arị Elu—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl kwuru ihe na-enyere ndị na-eto eto ike ụwa gwụrụ aka.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ala Ọma Jijiji Kpara Mkpamkpa na Tọki na Siria​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl ga-akasili ndị ala ọma jijiji mere na Tọki nakwa na Siria kpara aka obi, meekwa ka ha nwee olileanya.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ndị Sayensị Ewegala Aka Elekere Dumsdee Ihu—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl kwuru banyere oge ọgwụgwụ, ma o kwukwara ihe ga-eme ka anyị nwee olileanya.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ndịàmà Jehova na Mgbukpọ E Gbukpọrọ Ndị Mmadụ—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ọtụtụ ndị na-atụ ụjọ na e nwere ike igbukpọ ndị mmadụ ọzọ otú ahụ e mere n’oge gara aga.

NA-ECHENỤ NCHE!

Agbụrụ Niile Hà Ga-emecha Hara?—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl na-akụziri nde kwuru nde mmadụ otú ha ga-esi na-asọpụrụ ndị ọzọ ma na-akwanyere ha ùgwù.

NA-ECHENỤ NCHE!

Gịnị Mere Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị Ji Eme Ka Ọtụtụ Ndị Ghara Ịdị n’Otu?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru

N’ebe niile n’ụwa, ndị mmadụ adịghị n’otu maka na ha nọ n’òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị iche iche. Baịbụl kwuru onye ọchịchị ga-emeli ka ndị mmadụ dịrị n’otu.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ihe Mere Anyị Ga-eji Nwee Olileanya n’Afọ 2023—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ọtụtụ ndị na-atụ anya na ihe ọma ga-emere ha n’afọ ọhụrụ. Nkwa ọma ndị dị na Baịbụl ga-eme ka anyị na-atụ anya na ihe ga-aka mma n’ọdịnihu.

NA-ECHENỤ NCHE!

Afọ 2022 Bụ Afọ Nsogbu​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ọ bụ naanị Baịbụl ga-akọwali ihe ihe ndị a na-emenụ pụtara.

NA-ECHENỤ NCHE!

Egwuregwu Iko Mba Ụwa Ọ̀ Ga-emeli Ka Ndị Mmadụ Dị n’Otu n’Eziokwu?—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Egwuregwu Iko Mba Ụwa karịrị bọl nkịtị a na-agba n’ebe a nọ eme ya.

NA-ECHENỤ NCHE!

Mba Dị Iche Iche Hà Ga-ejikọli Aka Dozie Ihe Ndị Na-akpata Ọdachi n’Ụwa A?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl kwuru hoo haa ihe mere ụmụ mmadụ agaghị edozili nsogbu ụwa n’onwe ha.

NA-ECHENỤ NCHE!

Olee Onye Ọchịchị Ị Ga-ahọrọ?—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Onye ọchịchị bụ́ mmadụ nke kacha eme nke ọma nwedịrị ebe ndị ọ na-eri mperi. Ma, o nwere otu Onye ọchịchị na-enweghị oyiri.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ndị Ọchịchị Na-ekwu na Agha Amagedọn Eruwela​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ọ̀ bụ ngwá agha nuklia ga-eme ka agha Amagedọn bido?

Ihe Ga-akasi Ndị Na-eru Uju Obi

Onye ezinụlọ anyị ma ọ bụ enyi anyị nwụọ, anyị nwere ike ịna-eche na e nweghị onye ghọtara otú obi dị anyị. Ma Chineke ghọtara, ọ ga-enyelikwara anyị aka.

NA-ECHENỤ NCHE!

Oké Ọkọchị—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ònye ga-akwụsịli nsogbu a zuru ụwa ọnụ? È nwere olileanya na ihe ga-aka mma n’ọdịnihu?

NA-ECHENỤ NCHE!

Oké Okpomọkụ A Na-enwe n’Ụwa Niile​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ò nwere mgbe ụwa a na-agaghị ekwe obibi?

NA-ECHENỤ NCHE!

Mgbagbu A Na-agbagbu Ndị Mmadụ n’Ebe Dị Iche Iche n’Ụwa​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

È nwere olileanya na ụdị tigbo zọgbuo a ga-akwụsị?

NA-ECHENỤ NCHE!

A Na-emebisị Ụwa​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

O nwere amaokwu Baịbụl kwuru ihe atọ gbasara ụwa anyị a na-emebisị.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ihe Niile Dịzi Oké Ọnụ n’Ụwa Niile​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Gịnị mere ihe ji na-esiri anyị ike? Olee otú Baịbụl ga-esi nyere gị aka?

NA-ECHENỤ NCHE!

Mgbagbu A Na-agbagbu Ndị Mmadụ n’Ụlọ Akwụkwọ​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Gịnị mere ihe ọjọọ ndị a ji eme? Ụdị tigbuo zọgbuo a ọ̀ ga-akwụsị?

NA-ECHENỤ NCHE!

Agha A Na-alụ na Yukren Emeela Ka Nri Dịkwuo Ụkọ n’Ụwa Niile

Baịbụl kwuru na a ga-enwe ụkọ nri n’ụwa niile, ma o kwukwara na olileanya dị, gwakwa anyị ihe ga-enyere anyị aka n’oge a nri dị ụkọ.

NA-ECHENỤ NCHE!

Ọrịa Koronavaịrọs Egbuola Nde Mmadụ Isii​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl buru amụma na ọrịa ọjọọ ga-ezu ụwa ọnụ, kwuo ihe na-akasi ndị mmadụ obi, kwuokwa ihe ga-ebi nsogbu a niile.

NA-ECHENỤ NCHE

Baịbụl Ọ̀ Kwadoro Otú Okpukpe Si Etinye Aka n’Agha A Na-alụ na Yukren?

Ndị isi chọọchị nọ ná mba abụọ ndị a na-alụ ọgụ na-agwa ndị òtù ha ka ha na-eme ihe dị nnọọ iche n’ihe Jizọs kwuru ka ndị na-eso ụzọ ya na-eme.

NA-ECHENỤ NCHE

Ọtụtụ Nde Mmadụ Esila Yukren Gbaa Ọsọ Ndụ

Baịbụl kwuru ihe bụ́ isi kpatara ya na ihe ga-eme ka ọ kwụsị kpamkpam.

Rọshịa Amalitela Ịlụso Yukren Agha

Ọ bụrụ amụma Baịbụl na-emezu, Baịbụl ò kwuru otú agha a ga-esi bie?

Baịbụl Ò nwere Ike Inyere Gị Aka Ịkwụsị Ịṅụ Ọgwụ Ọjọọ?

Ụzọ ihe anọ Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ịkwụsị ịṅụ ọgwụ ọjọọ.

Baịbụl Ọ̀ Ga-enyeliri Gị Aka ma Oké Ifufe Ma Ọ Bụ Oké Mmiri Ozuzo Jie Njinji?

Ndụmọdụ dị na Baịbụl nwere ike inyere gị aka tupu e nwee ọdachi, mgbe ọdachi na-eme, na mgbe o mechara.

Ò Nwere Mgbe Ime Mpụ Ga-akwụsị?

Lee ihe abụọ Baịbụl kwuru ga-enyere mmadụ aka idi nsogbu ndị omempụ nwere ike ịkpata ka anyị nọ na-echere mgbe Chineke ga-eme ka ụjọ na tigbuo zọgbuo kwụsị.

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dịla Nso? Gịnị Bụ Apọkalips?

Ọ bụ eziokwu na Baịbụl sịrị na ụwa a ga-adịru mgbe ebighị ebi, ma, e nwere ihe ọzọ a kpọrọ ụwa nke Baịbụl kwukwara na a ga-ebibi.

Ekwela Ka E Jiri Akụkọ Ụgha Duhie Gị

Akụkọ na-eduhie mmadụ, akụkọ na-emeghị eme, na akụkọ e ji emenye ndị mmadụ ụjọ juru ebe niile. Ha nwere ike ịkpatara gị nsogbu.

Olileanya E Ji n’Aka na Ihe Ga-adị Mma n’Ọdịnihu

Gịnị mere ihe ndị Baịbụl kwuru na ha ga-eme ji dị iche n’ihe ụmụ mmadụ kwuru na ha ga-eme?

Otú E Si Wepụta Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke E Degharịrị Edegharị n’Asụsụ Spanish

Olee otú e si sụgharịa Baịbụl n’asụsụ ndị na-asụ ya nọ n’ọtụtụ mba ebe ọ bụ na ihe otu okwu pụtara n’asụsụ ahụ n’otu mba nwere ike ịdị iche n’ihe ọ pụtara ná mba ọzọ?

Chineke Nyere Iwu Banyere Ịdị Ọcha Tupu Ndị Sayensị Amata Uru Ọ Bara

Mba Izrel oge ocha ritere uru site n’irube isi n’iwu Chineke nyere ha maka ịdị ọcha.

Ihe Odide Oge Ochie nke Gosiri na Aha Chineke Kwesịrị Ịdị na Baịbụl

Hụ ihe gosiri na aha Chineke kwesịrị ịdị “n’Agba Ọhụrụ.”

Ha Ji Baịbụl Kpọrọ Ihe

William Tyndale na Michael Servetus bụ mmadụ abụọ n’ime ọtụtụ ndị gbachiteere eziokwu Baịbụl mgbe a na-akpagbu ha n’agbanyeghị na e nwere ike igbu ha ma ọ bụ kpọwa ha aha ọjọọ.

Ha Ji Baịbụl Kpọrọ Ihe—Nkebi Ya (William Tyndale)

Otú o si gbaa mbọ sụgharịa Baịbụl gosiri na o ji Baịbụl kpọrọ ihe. Ihe a o mere ka na-abara anyị uru taa.

IHU PEEJI

Ichebe Ụmụ Nwaanyị—Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Ya

Chineke ejighị ihe gbasara ichebe ụmụ nwaanyị egwu egwu. Chọpụta ihe mere o jighị ya egwu egwu nakwa ihe ọ ga-eme gbasara mmegbu a na-emegbu ha.

Na-enyere Ndị Ọzọ Aka Ka Owu Kwụsị Ịna-ama Gị​—Ihe Baịbụl Kwuru

Chọpụta ihe abụọ ị ga-eme iji nyere onwe gị aka mgbe ị na-enyere ndị ọzọ aka.

ỊKPỌ NDỊ MMADỤ KA HA BỊA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS

Jizọs Ga-akwụsị Mpụ

Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe Jizọs meere anyị nakwa ihe ọ ga-emere anyị n’ọdịnihu?

ỊKPỌ NDỊ MMADỤ KA HA BỊA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS

Jizọs Ga-akwụsị Ịda Ogbenye

Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe Jizọs meere anyị nakwa ihe ọ ga-emere anyị n’ọdịnihu?

ỊKPỌ NDỊ MMADỤ KA HA BỊA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS

Jizọs Ga-akwụsị Agha

Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe Jizọs meere anyị nakwa ihe ọ ga-emere anyị n’ọdịnihu?

Na-emete Ndị Ọzọ Enyị Ka Owu Kwụsị Ịna-ama Gị​—Otú Baịbụl Nwere Ike Isi Nyere Gị Aka

Chọpụta ihe abụọ Baịbụl kwuru ndị ga-enyere gị aka ime ka owu kwụsị ịna-ama gị.

Otú Chineke Si Elekọta Ndị Ntị Chiri

N’ụwa niile, ndị ntị chiri na-erite uru n’ihe Chineke na-akụziri anyị. Chọpụta otú e si eme.

Otú Owu Ọmụma Si Na-akakwu Njọ​—Ihe Baịbụl Kwuru

Chọpụta ihe ndị owu na-ama nwere ike ime ka ha na-enwetụ obi ụtọ.

Owu Ọmụma Bụzi Nsogbu Juru Ebe Niile​—Olee Otú I Nwere Ike Isi Merie Ya?

Gụọ ihe abụọ Baịbụl kwuru, ndị nwere ike inyere gị aka imeri owu ọmụma.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ụkọ Ezigbo Mmiri n’Ụwa Niile?

Alaeze Chineke ga-eme ihe ọchịchị ụmụ mmadụ na-enweghị ike ime. Ọ ga-akwụsị ihe niile mere mmiri ji adị ụkọ.

Eziokwu Ọ̀ Ka Dị Mkpa?

Baịbụl ga-enyere gị aka ịmata ihe bụ́ eziokwu na ihe na-abụghị eziokwu n’ụwa a ọ na-esizi ike ịmata ihe bụ́ eziokwu.

MKPỌSA PỤRỤ ICHE

Ihe Alaeze Chineke Ga-eme Gbasara Ihe Isi Ike

Ị̀ ma na Baịbụl kwuru banyere otu ọchịchị nke ga-akwụsị ihe isi ike na nsogbu niile ya na ya so, dị ka ndị ọgaranya ịna-abakwu ọgaranya, ndị ogbenye ana-adakwu ogbenye?

MKPỌSA PỤRỤ ICHE

Ihe Alaeze Chineke Ga-eme Gbasara Ndị Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị Na-arụrụ Aka

Chọpụta otú Alaeze Chineke ga-esi mee ka e nwee onye ọchịchị a ga-atụkwasịli obi, onye na-akwụwa aka ọtọ, na onye na-anaghị arụrụ aka.

MKPỌSA PỤRỤ ICHE

Ihe Alaeze Chineke Ga-eme Gbasara Ihe Ndị Na-emebi Ụwa

Chọpụta otú Alaeze Chineke ga-esi mee ka ihe niile na-emebi ụwa a kwụsị imebi ya.

MKPỌSA PỤRỤ ICHE

Ihe Alaeze Chineke Ga-eme Gbasara Ahụ́ Ike Anyị

Chọpụta otú Alaeze Chineke ga-esi enyere anyị aka n’ụdị ọrịa ọ bụla anyị na-arịa.

Gịnị Ka Alaeze Chineke Ga-eme Gbasara Agha?

Chọpụta otú Alaeze Chineke ga-esi eme ka udo dị, obi eruokwa onye ọ bụla ala.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ụkọ Nri Dị Taa?

Ọ bụghị Chineke kpatara ụkọ nri a, ma ọ gwara anyị gbasara ya.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Mmadụ Izere Ihe Ọ Bụla Si n’Anụmanụ ma Na-eri Naanị Mkpụrụ Osisi?

Chọpụta ma ọ̀ bụ mmadụ izere ihe ọ bụla si n’anụmanụ ma na-eri naanị mkpụrụ osisi ga-eme ka ụwa ka mma n’ọdịnihu.

Baịbụl Ò nwere Ike Inyere Gị Aka Ịkwụsị Ịṅụ Ọgwụ Ọjọọ?

Ụzọ ihe anọ Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ịkwụsị ịṅụ ọgwụ ọjọọ.

Baịbụl Ọ̀ Ga-enyeliri Gị Aka ma Oké Ifufe Ma Ọ Bụ Oké Mmiri Ozuzo Jie Njinji?

Ndụmọdụ dị na Baịbụl nwere ike inyere gị aka tupu e nwee ọdachi, mgbe ọdachi na-eme, na mgbe o mechara.

Ò Nwere Mgbe Ime Mpụ Ga-akwụsị?

Lee ihe abụọ Baịbụl kwuru ga-enyere mmadụ aka idi nsogbu ndị omempụ nwere ike ịkpata ka anyị nọ na-echere mgbe Chineke ga-eme ka ụjọ na tigbuo zọgbuo kwụsị.

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dịla Nso? Gịnị Bụ Apọkalips?

Ọ bụ eziokwu na Baịbụl sịrị na ụwa a ga-adịru mgbe ebighị ebi, ma, e nwere ihe ọzọ a kpọrọ ụwa nke Baịbụl kwukwara na a ga-ebibi.

Ekwela Ka E Jiri Akụkọ Ụgha Duhie Gị

Akụkọ na-eduhie mmadụ, akụkọ na-emeghị eme, na akụkọ e ji emenye ndị mmadụ ụjọ juru ebe niile. Ha nwere ike ịkpatara gị nsogbu.

Olileanya E Ji n’Aka na Ihe Ga-adị Mma n’Ọdịnihu

Gịnị mere ihe ndị Baịbụl kwuru na ha ga-eme ji dị iche n’ihe ụmụ mmadụ kwuru na ha ga-eme?

IHE NDỊ ỌZỌ

Mbọ Huldrych Zwingli Gbara Ịchọta Eziokwu Dị na Baịbụl

N’ihe dị ka n’afọ 1500, Zwingli chọpụtara ọtụtụ eziokwu ndị dị na Baịbụl, nyekwara ndị ọzọ aka ime otú ahụ. Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta ná ndụ ya nakwa n’ihe ndị o kweere?

A Chọtala Otu Baịbụl E Chere na O Fuola

Kirie vidio gosiri akụkọ dị ụtọ gbasara otú otu Baịbụl dị mkpa si fuo nakwa otú e si chọta ya mgbe ihe karịrị narị afọ abụọ gachara.

Ihe Ga-akasi Ndị Na-eru Uju Obi

Onye ezinụlọ anyị ma ọ bụ enyi anyị nwụọ, anyị nwere ike ịna-eche na e nweghị onye ghọtara otú obi dị anyị. Ma Chineke ghọtara, ọ ga-enyelikwara anyị aka.

Rite Uru n’Àjà Jizọs Ji Ndụ Ya Chụọ

Olee ihe abụọ dị ezigbo mkpa Jizọs kwuru ka anyị na-eme iji rite uru n’ọnwụ ya?

Chineke Nyere Iwu Banyere Ịdị Ọcha Tupu Ndị Sayensị Amata Uru Ọ Bara

Mba Izrel oge ocha ritere uru site n’irube isi n’iwu Chineke nyere ha maka ịdị ọcha.

Ihe Odide Oge Ochie nke Gosiri na Aha Chineke Kwesịrị Ịdị na Baịbụl

Hụ ihe gosiri na aha Chineke kwesịrị ịdị “n’Agba Ọhụrụ.”

Ha Ji Baịbụl Kpọrọ Ihe—Nkebi Ya (William Tyndale)

Otú o si gbaa mbọ sụgharịa Baịbụl gosiri na o ji Baịbụl kpọrọ ihe. Ihe a o mere ka na-abara anyị uru taa.

Ha Ji Baịbụl Kpọrọ Ihe

William Tyndale na Michael Servetus bụ mmadụ abụọ n’ime ọtụtụ ndị gbachiteere eziokwu Baịbụl mgbe a na-akpagbu ha n’agbanyeghị na e nwere ike igbu ha ma ọ bụ kpọwa ha aha ọjọọ.

Sorry, there are no terms that match your selection.