Gaa n'Isiokwu

Gị na Chineke Ịdị ná Mma

Ime ihe Baịbụl kwuru nwere ike ọ gaghị adịchara gi mfe, ma ọ bụrụ na ị nọgide na-eme ihe Baịbụl kwuru, ị ga-ebi ndụ kacha mma. Chọpụta otú ị ga-esi na-eme ya.

Ikwere na Chineke Dị

Ndị Na-eto Eto kwuru Ihe Mere Ha Ji Kwere na Chineke

N’obere vidio a, ndị na-eto eto kwuru ihe mere ha ji kwere na e nwere Onye Okike.

Ànyị Kwesịrị Ikwere na Chineke Dị?

Chọpụta otú ndị na-eto eto abụọ si chọta azịza ajụjụ ndị na-echu ha ụra ma mee ka okwukwe ha sikwuo ike.

È Nwere Onye Kere Ihe Niile Ka Ọ̀ Bụ na E Nweghị?—Agba nke Mbụ:Olee Ihe Mere Ị Ga-eji Kwere na Chineke Dị?

Ị̀ ga-achọ ka obi sikwuo gị ike ma ị gwawa mmadụ ihe mere i ji kwere na Chineke? Gụọ ihe i nwere ike ịza onye jụrụ gị ihe mere i ji kwere na Chineke.

Ihe Ndị Mere M Ji Kwere na Chineke Dị

Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịma otú ị ga-esi jiri olu ọma kọwaara mmadụ ihe ndị i kweere n’atụghị ụjọ ikere.

Otú Ị Ga-esi Bịaruo Chineke Nso

Gịnị Mere M Kwesịrị Iji Na-ekpe Ekpere?

Ò nwere uru ọzọ ikpe ekpere bara ka ọ̀ bụ naanị ihe mmadụ na-eme ka o wee nweta onwe ya?

Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-aga Ọmụmụ Ihe n’Ụlọ Nzukọ Alaeze?

Ndịàmà Jehova na-aga ọmụmụ ihe ụgbọrọ abụọ n’izu ọ bụla n’Ụlọ Nzukọ Alaeze ka ha fee Chineke. Gịnị ka a na-eme ebe ahụ, oleekwa uru ị ga-erite ma ịna-aga ọmụmụ ihe ha?

Ihe Ị Ga-amụta n'Aka Ndị A Kọrọ Akụkọ Ha na Baịbụl

Jiri Ihe Ndị Dị Nsọ Kpọrọ Ihe!

Gịnị na gịnị ka ị ga-eme iji gosi na i ji ihe ndị dị nsọ kpọrọ ihe?

Mee Ka A Mata Onye Bụ́ Ezi Chineke!

Olee mgbe i nwere ike iji obi ike mee ka a mata onye bụ́ ezi Chineke?

A Napụtara Ha n’Oké Ọkụ!

Mụta ihe mere i kwesịrị iji kwụsie ike n’ihe i kweere.

Ịgụ Baịbụl na Ịmụ Ya

Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru gbasara Ịgụ Baịbụl

Ịgụ ihe adịghị mfe, ma ịgụ Baịbụl abụghị igbu oge. Lee vidio a ka ịhụ ihe ndị na-eto eto anọ kwuru gbasara otú ịgụ Baịbụl si abara ha uru.

Olee Otú Baịbụl Ga-esi Enyere M Aka?

Azịza ajụjụ a ga-enyere gị aka ịna-enwe obi ụtọ.

Olee Otú Baịbụl Nwere Ike Isi Nyere M Aka?​—Nke 1: Na-agụ Baịbụl Gị

Weregodị ya na ị hụrụ otu igbe oge ochie buru ezigbo ibu nke akụ̀ dị iche iche bara ezigbo uru juru n’ime ya, ọ̀ bụ na ị gaghị achọ ịma ihe dị ya n’ime? Baịbụl dị nnọọ ka igbe ahụ akụ̀ juru n’ime ya. Ihe ndị e dere na ya dị ka akụ̀.

Olee Otú Baịbụl Nwere Ike Isi Nyere M Aka?​—Nke 2: Mee Ka Ịgụ Baịbụl Na-atọ Gị Ụtọ

Lee ihe ise ga-enyere gị aka ịna-aghọta ihe ị na-agụ na Baịbụl.

Otú Gị na Chineke Ga-esi Na-adịkwu ná Mma

Olee Otú M Ga-esi Emezi Ihe Ndị M Mejọrọ?

Ihe ga-enyere gị aka abụghị ihe siri oké ike.

M̀ Kwesịrị Ime Baptizim?​—Nke 1: Ihe Baptizim Pụtara

Ọ bụrụ na ọ dị gị n’obi ime baptizim, i kwesịrị ibu ụzọ mata ihe ọ pụtara.

M̀ Kwesịrị Ime Baptizim?​—Ijikere Maka Ime Baptizim

Zaa ajụjụ ndị a iji mata ma ị̀ dịla njikere ime baptizim.

M̀ Kwesịrị Ime Baptizim?​—Gịnị Na-egbochi M Ime Baptizim?

Ọ bụrụ na ụjọ na-atụ gị inyefe Jehova onwe gị ma mee baptizim, isiokwu a ga-enyere gị aka ịma ihe ị ga-eme ka ụjọ kwụsị ịtụ gị.

Gịnị Ka M Kwesịrị Ime ma M Mechaa Baptizim?​—Nke 1: Nọgide Na-eme Ihe Ndị Ị Na-emebu

I mechaa baptizim, gbaa mbọ ka gị na Chineke bụrụ enyi na-aga. Nọgịde na-amụ Baịbụl, na-ekpe ekpere, na-agwa ndị ọzọ ihe i kweere, na-agakwa ọmụmụ ihe.

Gịnị Ka M Kwesịrị Ime ma M Mechaa Baptizim?​—Nke 2: Nọgide Na-erubere Chineke Isi

Mụta otú ị ga-esi na-emezu nkwa i kwere Jehova mgbe i nyefere ya onwe gị.

Cameron Matara Ihe Kacha Mma Mmadụ Nwere Ike Iji Ndụ ya Mee

Ị̀ chọrọ ibi ndụ ga-abara gị uru? Lee vidio a ka ị hụ ihe Cameron kọrọ gbasara otú o si bie ndụ bara uru n’obodo ọzọ.