Gaa n'Isiokwu

Ịkpa Maka Ọlụlụ

Ebe ọ bụla i lere anya, ị ga-ahụ nwoke na nwaanyị ndị na-akpa. Ì toruola ka gị na mmadụ kpawa maka ọlụlụ? Ọ bụrụ na i toruola, olee otú ị ga-esi zere nsogbu ma kpebie ihe ga-eme ka ị na-enwe ezigbo obi ụtọ ma unu mechaa lụọ?

Before Dating

M̀ Dịla Njikere Mụ na Mmadụ Ịkpawa?

Ihe ise ga-enyere gị aka ịma ma ị̀ dịla njikere gị na mmadụ ịkpawa na ịlụ di ma ọ bụ nwunye.

Ò Nwere Ihe Dị Njọ n’Ịchụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Gịnị bụ ịchụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị? Gịnị mere ụfọdụ ji eme ya? Olee ihe ndị ọ na-akpata?

Ùnu Bụ Naanị Enyi Ka Ị̀ Na-Achụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Ozi a na-akpọghị ihe, ka onye ọzọ nwere ike iwere na ọ na-egosi na mmadụ na-achụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị. Gịnị ga-enyere gị aka ịghara iziga ụdị ozi a?

While Dating

Gịnị Ka M Ga-atụ Anya Ya Ma Mụ Na Mmadụ Kpawa?

Ihe atọ i kwesịrị ileba anya ma gị na mmadụ kpawa maka ọlụlụ.

Ọ̀ Bụ Ezigbo Ịhụnanya Ka Ọ̀ Bụ Ịhụnanya Iberiibe?

Ị ga-amụta ihe bụ ịhụnanya iberiibe na ezigbo ịhụnanya.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Nwoke na Nwaanyị Ibikọ Ọnụ n’Alụghị Alụ?

Ndụmọdụ Chineke nyere na Baịbụl na-eme ka anyị mata otú di na nwunye ga-esi na-ebi n’udo, iwu Chineke na-abakwara ndị niile na-erubere ya isi uru mgbe ọ bụla.

Ndịàmà Jehova Hà Tiri Iwu Gbasara Otú Nwoke na Nwaanyị Ga-esi Na-akpa Tupu Ha Alụọ?

Nwoke na nwaanyị ịkpa tupu ha alụọ ọ̀ bụ ihe eji egwu egwu, ka è nwere ihe ọ pụtara?

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?

Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere Onye Kraịst aka ịchọta ezigbo mmadụ ma ọ chọwa onye ọ ga-alụ, nyekwara di na nwunye aka ịnọgide na-ahụ ibe ha n’anya.

Breakups

Mgbe Mmadụ Abụọ Chọrọ Ịlụ Gbasara

Gịnị ga-enyere mmadụ aka idi ya ma ya na onye ọ chọrọ ịlụ gbasaa.

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka ma Gị na Onye Gị na Ya Na-akpa Kwụsị Ịkpa

Ihe e dere n’akwụkwọ a ga-enyere gị aka ichefu ihe merenụ.