Gaa n'Isiokwu

Ndị Enyi

Ọ na-esi ike imete ezigbo ndị enyi. Ma, gị na ndị enyi gị ịnọgide bụrụ enyi kacha sie ike. Olee otú ị ga-esi emete ezigbo ndị enyi? Oleekwa ihe ị ga-eme ka gị na ndị enyi gị ghara itisa?

Making and Keeping Friends

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Enyi?

Ọ dị mfe mmadụ inweta ndị enyi ọjọọ, ma olee otú ị ga-esi enweta ezigbo enyi?

Ihe Ị Ga-eme ma I Chee na Ndị Enyi Gị Na-agbara Gị Ọsọ

O nweghị ihe dị iche n’onye na-anọkarị naanị ya na onye na-aṅụ mkpụrụ sịga iri na ise n’ụbọchị. Gịnị ga-enyere gị aka?

Ihe Ndị Ị Ga-eme Ka Owu Kwụsị Ịna-ama Gị

Owu ọ̀ na-ama gị? Jiri akwụkwọ a chọpụta ihe mere owu ji ama gị na ihe ndị ị ga-eme ka ọ kwụsị.

Otú Ị Ga-esi Emeta Ezigbo Ndị Enyi

Mụta ihe nyeere Devid na Jọnatan aka ịbụ ezigbo enyi.

M̀ Kwesịrị Imetakwu Ndị Enyi?

Obi nwere ike iru anyị ala ma anyị na naanị ndị enyi anyị na-akpa, mana ọ naghị adịcha mma. N’ihi gịnị?

M̀ Kwesịrị Imetakwu Ndị Enyi?

Mụta ihe mere ị ga-eji metakwuo ndị ọzọ enyi na uru ọ ga-abara gị.

Challenges

Olee Ihe M Ga-eme Ka Ndị Ọgbọ M Ghara Ịnwata M Ime Ihe Na-adịghị Mma?

Chọpụta otú ihe Baịbụl kwuru ga-esi nyere gị aka.

Otú Ị Ga-esi Merie Nsogbu Ndị Ọgbọ Gị Na-enye Gị

Ndị ọgbọ anyị nwere ike ime ka anyị mewe ihe na-adịghị mma. Gịnị ka i kwesịrị ịma banyere ya, olee otú ị ga-esi merie ya?

Ekwela Ka Ndị Ọgbọ Gị Rafuo Gị

E nwere ihe anọ ga-enyere gị aka ịna-ekpebi ihe n’onwe gị kama ịna-eme ihe naanị maka na ndị ọgbọ gị sị gị mee ya.

Gịnị Ka M Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Ihe M Anaghị Amasị Ndị Ọzọ?

Ihe ka mụ mkpa ọ̀ bụ ịgbalị mewe ihe otú ndị ọzọ si eme ka m ghara ịdị iche, ka ọ̀ bụ ịnọ na-eme ihe otú m si eme?’

Olee Otú M Ga-esi Mụtakwuo Otú E Si Akparịta Ụka nke Ọma?

Ihe atọ ga-enyere gị aka ịmalite mkparịta ụka, kwurukwa ya na-aga.

Gịnị Mere M Ji Ekwukarị Ihe M Na-emecha Kwaara Mmakwaara?

Olee ndụmọdụ ga-enyere gị aka ịna-eche echiche tupu gị ekwuo okwu?

Olee Otú M Ga-esi Emezi Ihe Ndị M Mejọrọ?

Ihe ga-enyere gị aka abụghị ihe siri oké ike.

Gịnị Ga-enyere M Aka Ịkwụsị Ịgba Asịrị?

Mgbe ọ bụla ihe gị na mmadụ na-ekwu banyewara n’asịrị, kwụsị ya ozugbo

Ò Nwere Ihe Dị Njọ n’Ịchụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Gịnị bụ ịchụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị? Gịnị mere ụfọdụ ji eme ya? Olee ihe ndị ọ na-akpata?

Ùnu Bụ Naanị Enyi Ka Ị̀ Na-Achụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Ozi a na-akpọghị ihe, ka onye ọzọ nwere ike iwere na ọ na-egosi na mmadụ na-achụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị. Gịnị ga-enyere gị aka ịghara iziga ụdị ozi a?

Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ ma M Jiri Ekwentị Zigara Mmadụ Ozi?

Chọpụta otú ozi i zigaara mmadụ nwere ike isi mee ka gị na ya see, na otú o nwere ike isi mee ka i nwee aha ọjọọ.

Ihe Ị Ga-eme ma E Zitere Gị Ozi n’Ekwentị

Ị sị mmadụ ya chere ka ị gụọ ozi e ziteere gị, ọ̀ dị njọ? Ọ bụrụ na ị hapụ ozi ahụ, gị na enyi gị ana-ekwu ihe unu na-ekwu, ọ̀ dị njọ?