Gaa n'Isiokwu

Àgwà Ọjọọ

Ọ dị mfe mmadụ ịkpawa àgwà ọjọọ ma ọ na-esi ike ịkwụsị ya. Ná nkebi a, e kwuru gbasara ụfọdụ àgwà ndị na-adịghị mma na otú i nwere ike isi kwụsị ịkpa ha, kpawazie àgwà ọma.

Ịkparịta Ụka

Gịnị Ga-enyere M Aka Ịkwụsị Ịgba Asịrị?

Mgbe ọ bụla ihe gị na mmadụ na-ekwu banyewara n’asịrị, kwụsị ya ozugbo

Ịkpọ Mmadụ Iyi Ọ̀ Dị Njọ nke Otú Ahụ?

Olee ihe mere ikwu okwu ọjọọ ji dị njọ ebe ọ bụ na ọtụtụ ndị na-ekwu ya?

Addictions

Ihe Ga-enyere Gị Aka Izere Ile Ndị Gba Ọtọ

Itinye ihe ga-eme ka ndị gba ọtọ ghara ịpụta na kọmputa gị abụghị ebe okwu biri. Lee ihe ndị ọzọ ị ga-eme.

Ile Ndị Gba Ọtọ Ò riela Gị Ahụ́?

Baịbụl ga-enyere gị aka ịghọta otú Chineke si were ile ndị gba ọtọ.

Ekwela Ka Sịga Laa Ndụ Gị n’Iyi

Ọ bụ eziokwu na ọtụtụ ndị na-aṅụ sịga ma nke eletrọnik, ma e nwere ndị kwụsịrịla ya, nweekwa ndị na-agbalịsi ike ka ha kwụsị ya. Ọ̀ bụ maka gịnị? Ịṅụ sịga ọ̀ dị njọ nke otú ahụ?

Olee Otú M Ga-esi Na-emeri Ọnwụnwa?

Chọpụta ihe atọ dị mkpa ga-enyere gị aka ka ị ghara ime ihe ọjọọ nwere ike ịgụ gị agụụ.

Otú Ị Ga-esi Na-ezere Ọnwụnwa

Onye ọ bụla kwesịrị ịna-ezere ọnwụnwa. Gụọ ihe isii ga-enyere gị aka ịma otú ị ga-esi na-ezere ọnwụnwa.

Time Management

Ọ̀ Dị Mma Mmadụ Ịna-eme Ọtụtụ Ihe Otu Mgbe?

Ọ̀ bụ eziokwu na ị ga-emeli ọtụtụ ihe n’otu oge ma tinyechaa uche na nke ọ bụla?

E Nye Gị Ọrụ, Olee Otú Ị Ga-esi Rụwa Ya Ozugbo Kama Ịna-asị Mgbe E Mechara?

Chọpụta otú ị ga-esi akwụsị ịna-asị gị mechaa gị arụọ ọrụ e nyere gị.