Gaa n'Isiokwu

Ahụ́ Ike

Chọpụta ihe ị ga-eme ka ahụ́ na-agbasi gị ike nakwa otú ị ga-esi na-edi nsogbu ha na ọrịa na-eso. N’agbanyeghị otú ihe si dịrị gị, ndụmọdụ Baịbụl ga-enyere gị aka ime ihe i nwere ike.

Challenges

Gịnị Ka M Ga-eme Ma Ahụ́ Adịghị M? (Nkebi nke 3)

Akụkọ mmadụ atọ na-eto eto nwere ike inyere gị aka ịmata otú ị ga-esi na-edi nsogbu gị.

Gịnị Ga-enyere M Aka ma Ahụ́ M Gbanwewa?

Mụta ihe ndị i kwesịrị ịtụ anya ha na ihe ndị ga-enyere gị aka mgbe ahụ́ gị na-agbanwe.

Ihe Ga-enyere Gị Aka Mgbe Ahụ́ Gị Na-agbanwe

Akwụkwọ a e ji edetu ihe ga-enyere gị aka ịma ihe ị ga-eme ma ahụ́ gị gbanwewa.

Health Threats

Chee Gbasara Nsogbu Mmanya Nwere Ike Ịkpatara Gị

Mmanya na-ebu gị, i nwere ike ikwu ma ọ bụ mee ihe ị ga-emecha kwaara mmakwaara. Olee otú ị ga-esi zere nsogbu dị n’ịṅụ mmanya na-aba n’anya?

Ekwela Ka Sịga Laa Ndụ Gị n’Iyi

Ọ bụ eziokwu na ọtụtụ ndị na-aṅụ sịga ma nke eletrọnik, ma e nwere ndị kwụsịrịla ya, nweekwa ndị na-agbalịsi ike ka ha kwụsị ya. Ọ̀ bụ maka gịnị? Ịṅụ sịga ọ̀ dị njọ nke otú ahụ?

Gịnị Ka M Kwesịrị Ịma Gbasara Ịṅụ Sịga Nkịtị na nke Ọgbara Ọhụrụ?

Sịga nkịtị na nke ọgbara ọhụrụ abụghị naanị ihe e ji atụ ndụ mmanụ otú ahụ ndị a ma ama na ndị na-eto eto ibe gị na-ekwu na ha bụ. Chọpụta nsogbu ha nwere ike ịkpata na otú ị ga-esi zere ha.

Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ahụ́ Gbasie Gị Ike

Olee Ihe Ga-enyere M Aka Ịna-emega Ahụ́?

Ọ bụ eziokwu na imega ahụ́ na-eme ka ahụ́ gbasie mmadụ ike, è nwere uru ndị ọzọ o nwere ike ịbara mmadụ?