Gaa n'Isiokwu

Alụmdi na Nwunye

Ihe Ndị Ga-eme Ka I Nwee Ihe Ịga nke Ọma

Chineke Ga-enyere Unu Aka Ịna-ebi n’Udo

Naanị ichebara ajụjụ abụọ dị mkpa echiche ga-enyere gị aka ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị na-ebi n’udo.

Olee Ihe Di na Nwunye Ga-eme Ka Ha Na-ebi n’Udo?

Ihe niile Baịbụl kwuru gbasara otú di na nwunye ga-esi na-ebi n’udo ga-abara di na nwunye uru n’ihi na ọ bụ Jehova Chineke kwuru ihe ndị ahụ.

Amamihe nke Ga-eme Ka Obi Ụtọ Dị n’Ezinụlọ

Gịnị ka ndị bụ́ di, ndị bụ́ nwunye, ndị nne na nna, na ụmụaka ga na-eme ka obi ụtọ nwee ike dịrị n’ezinụlọ ha?

Ezinụlọ Na-enwe Obi Ụtọ​—⁠Na-emekọnụ Ihe Ọnụ

Gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị ùnu dị naanị ka mmadụ abụọ bi n’otu ọnụ ụlọ?

Otú Ị Ga-esi Na-enwekwu Ndidi

Mgbe mmadụ abụọ na-ezughị okè lụrụ, ha ga-enwe nsogbu dị iche iche. Inwe ndidi bụ ihe dị mkpa ga-eme ka di na nwunye na-ebi n’udo.

Otú Ị Ga-esi Na-akwanyere Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Ùgwù

N’alumdi na nwunye, nkwanye ùgwù abụghị ihe a na-eme mgbe ọ dabara, kama ọ bụ ihe e kwesịrị ịna-eme mgbe niile. Olee otú ị ga-esi na-akwanyere di gị ma ọ bụ nwunye gị ùgwù?

Otú Di na Nwunye Ga-esi Na-ekele Ibe Ha Maka Ihe Ọma Ha Mere

Ọ bụrụ na di na nwunye ana-agbalị na-ahụ ihe ọma onye nke ọzọ na-eme ma na-ekele ya maka ya, ọ ga-eme ka alụmdi na nwunye ha na-esikwu ike. Gịnị ga-enyere ha aka ịna-ekele ibe ha maka ihe ọma ha mere?

Otú Di na Nwunye Ga-esi Egosi na Ha Hụrụ Ibe Ha n’Anya

Olee otú ndị di na nwunye ga-esi gosi na ha hụrụ ibe ha n’anya? Lee ihe anọ Baịbụl kwuru ga-enyere unu aka.

Ihe Unu Ga-eme Ka Unu Ghara Itisa

Nkwa i kwere di gị ma ọ bụ nwunye gị ọ̀ dị gị ka è kere gị agbụ ka ì chere na ọ na-eme ka unu ghara itisa?

Agbala n’Èzí

E wezụga ịkwa iko, è nwere ihe ọzọ ọ ga-abụ di ma ọ bụ nwunye mee ya abụrụ na ọ na-agba n’èzí?

Ihe Ị Ga-eme Ka Gị na Onye Ị Lụgharịrị Biri n’Udo

Ndị lụgharịrị di ma ọ bụ nwunye nwere ike inwe nsogbu ndị ha na-enwebughị. Olee otú ha ga-esi biri n’udo?

Ndị Bụ́ Di—Meenụ Ka Obi Na-eru Nwunye Unu Ala

Ezinụlọ nwere ike inwe ego na-ezuru ha, ma ihe dị ezigbo mkpa ha kwesịrị inwe akọ ha.

Otú Ị Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ​—⁠Ịhụnanya

Ịhụ ndị ọzọ n’anya, na ha ịhụ anyị n’anya na-eme ka mmadụ na-enwe obi ụtọ.

Ihe Baịbụl Kwuru

Baịbụl Ọ̀ Kwadoro Nwoke Ịlụ Nwoke Ibe Ya Ma Ọ Bụ Nwaanyị Ịlụ Nwaanyị Ibe Ya?

Onye kere anyị ga-aka anyị ama ụdị alụmdi na nwunye ga-eme anyị obi ụtọ.

Baịbụl Ọ̀ Kwadoro Ka Nwoke Lụọ Karịa Otu Nwaanyị?

Ọ̀ bụ Chineke kwuru ka ụmụ nwoke na-alụ karịa otu nwaanyị? Chọpụta ihe Baịbụl kwuru gbasara nwoke ịlụ karịa otu nwaanyị.

Baịbụl Ọ̀ Kagburu Mmadụ Ịlụ Onye Agbụrụ Ọzọ?

Lee ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru iji gosi na agbụrụ niile hà otu, nakwa ihe o kwuru ga-enyere onye chọrọ ịlụ onye agbụrụ ọzọ aka.

Alụmdi na Nwunye Ọ̀ Bụ Naanị Mmadụ Abụọ Ikweta Na Ha Ga-ebi?

Gụọ otú udo ga-esi adị n’ezinụlọ ma ọ bụrụ na di na nwunye na-arụ ọrụ Chineke nyere ha.

Nsogbu na Otú E Si Edozi Ya

Otú Ka Mma Ị Ga-esi Na-ele Àgwà Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Na-akpa nke Na-adịghị Gị Mma Anya

Kama ikwe ka àgwà na-adịghị gị mma di gị ma ọ bụ nwunye gị na-akpa butere unu esemokwu, gbalịa ka ị na-ele ya anya otú ka mma.

Otú Mmadụ Ga-esi Kwụsị Ịna-eti Nwunye Ya Ihe

Olee otú Baịbụl ga-esi nyere ndị na-etikarị di ha ma ọ bụ nwunye ha ihe aka ịgbanwe?

Otú Gị na Nne na Nna Di Gị ma Ọ Bụ Nne na Nna Nwunye Gị Ga-esi Na-adị n’Udo

Ihe atọ ga-enyere gị aka ka nsogbu gị na nne na nna di gị ma ọ bụ nne na nna nwunye gị na-enwe ghara ime ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị na-ese okwu.

Otú Gị na Ndị Ọgọ Gị ma Ọ Bụ Ndị Be Di Gị Ga-esi Na-adị n’Udo

E nwere ihe ị ga-eme ka gị na ndị ezinụlọ unu dịrị n’udo, gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị ana-ebikwa nke ọma.

Ihe Ị Ga-eme ma Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Na-ele Ndị Gba Ọtọ

Olee otú di na nwunye nwere ike isi gbakọọ aka mee ka otu n’ime ha kwụsị ile ndị gba ọtọ, onye nke ọzọ atụkwasịwakwa ya obi?

Otú Ị Ga-esi Kwụsị Ịna-ebu Iwe n’Obi

Ịgbaghara di gị ma ọ bụ nwunye gị ọ̀ pụtara na ị ga-eme ka à ga-asị na e nweghị ihe o mere?

Ezinụlọ Na-enwe Obi Ụtọ​—⁠Na-agbagharanụ Ibe Unu

Gịnị ga-enyere gị aka ịna-eleghara mmejọ di gị ma ọ bụ nwunye gị anya?

Mgbe Ụmụaka Gara Biri nke Ha

Ihe ụfọdụ ndị dị na nwunye na-agabiga na-akarị akarị ma ụmụ ha too ma si n’ụlọ pụọ. Olee ihe ndị nne na nna nwere ike ime ka ọnọdụ a bụrụ nke na-eweta obi ụtọ?

Mgbe Nsogbu Batara n’Ezinụlọ

Gakwuru ndị ga-enyere gị aka.

Ihe Ị Ga-eme ma E Nwee Onye Gị na Ya Dị n’Ezigbo Mma

Obi gị ọ̀ na-agwa gị na e nweghi ihe jikọrọ unu, naanị na unu dị ná mma. Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka.

Nkewa na Ịgba Alụkwaghịm

Ị Hụwa Ihe Ị Na-atụghị Anya Ya n’Ebe Di Gị Nọ

Ike di gị ma ọ bụ nwunye gị ọ̀ gwụla gị? E nwere ihe ise nwere ike inyere unu aka.

Ndụ Ọ̀ Ka Nwere Isi ma Di ma Ọ Bụ Nwunye Mmadụ Gbaa n’Èzí?

Ihe Baịbụl kwuru enyerela ndị di ma ọ bụ nwunye ha gbara n’èzí aka.

Ihe Baịbụl Kwuru gbasara Di ma Ọ Bụ Nwunye Ịkwa Iko

Mmadụ ò nwere ike ịgba di ya ma ọ bụ nwunye ya alụkwaghịm maka na ọ kwara iko?

Baịbụl Ọ̀ Kagburu Ịgba Alụkwaghịm?

Chọpụta ihe Chineke kwuru nwere ike ime ka mmadụ gbaa di ya ma ọ bụ nwunye ya alụkwaghịm. Chọpụtakwa ihe Chineke na-achọghị.

I Nwere Ike Idi Nsogbu Na-abịara Ndị Gbara Alụkwaghịm

Ọtụtụ ndị gbara di ha ma ọ bụ nwunye ha alụkwaghịm na-achọpụtakarị na ihe na-akara ha njọ karịa otú ha tụrụ anya ya. Ndụmọdụ Baịbụl nyere nwere ike inyere gị aka idi nsogbu dị n’ịgba alụkwaghịm.

Olee Otú Ndịàmà Jehova Si Ewere Ịgba Alụkwaghịm?

Ndịàmà Jehova hà na-enyere ndị nwere nsogbu n’alụmdi na nwunye ha aka? Ndị okenye hà na-akwado Onyeàmà chọrọ ịgba alụkwaghịm?