Gaa n'Isiokwu

Ịzụ Ndị Na-eto Eto

Ịkparịta Ụka

Otú Gị na Nwa Gị Na-eto eto Ga-esi Na-ekwurịta Okwu n’Eseghị Okwu

Nwa gị na-eto eto na-agbalị ka o kpebie ụdị mmadụ ọ ga-abụ. Otu ihe dị ya mkpa bụ ịnọ n’ebe ọ ga na-ekwu ihe dị ya n’obi. Olee otú ị ga-esi nyere ya aka?

Nyere Nwa Gị Nwaanyị Aka

Nsogbu ọtụtụ ụmụ agbọghọ na-enwe ma ha na-eto na-echegbu ha. Olee otú papa ha na mama ha nwere ike isi nyere ha aka?

Ịdọ Aka ná Ntị na Inye Ọzụzụ

Otú Ị Ga-esi Kụziere Nwa Gị Ka Ọ Na-erubere Gị Isi

Ịgbazi nwatakịrị pụtara ịkụziri ya ihe. Baịbụl ga-enyere gị aka ịkụziri nwa gị ka ọ na-eme ihe ị sị ya mee.

Otú Ị Ga-esi Enyere Nwa Gị Aka Ka Ọ Na-emekwu nke Ọma n’Ule

Chọpụta otú ị ga-esi amata ihe mere nwa gị ji na-ada n’ule ma nyere ya aka ịmụ ihe.

Otú I Kwesịrị Isi Na-agwa Nwa Gị Ihe Ọ Ga-eme na Ihe Ọ Na-agaghị Eme

Olee ihe ị ga-eme ma ọ bụrụ na ihe ọ bụla ị gwara nwa gị mee na-ewe ya iwe?

Nyere Nwa Gị Aka Ka Ọ Kpachara Anya n’Ịntanet

Olee otú ị ga-esi kụziere nwa gị ka o jiri aka ya na-amata ihe ndị dị mma na ihe ndị na-adịghị mma?

Otú Ị Ga-esi Gwa Nwa Gị Banyere Ozi Iberiibe

Ekwela ka nwa gị banye ná nsogbu tupu gị agwa ya banyere iji ekwentị ezipụ foto ndị gba ọtọ. Gwa ya nsogbu ndị o nwere ike ịkpatara ya.