Gaa n'Isiokwu

Otú E Si Ebi Ndụ na Akparamàgwà

Alụmdi na Nwunye na Ezinụlọ

Baịbụl Ọ̀ Ga-enyeliri Mụ na Ezinụlọ M Aka Ịna-ebi n’Udo?

Ihe Baịbụl kwuru enyerela ọtụtụ nde mmadụ aka ka ha na ezinụlọ ha na-ebi n’udo.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Nwoke na Nwaanyị Ibikọ Ọnụ n’Alụghị Alụ?

Ndụmọdụ Chineke nyere na Baịbụl na-eme ka anyị mata otú di na nwunye ga-esi na-ebi n’udo, iwu Chineke na-abakwara ndị niile na-erubere ya isi uru mgbe ọ bụla.

Baịbụl Ọ̀ Kwadoro Nwoke Ịlụ Nwoke Ibe Ya Ma Ọ Bụ Nwaanyị Ịlụ Nwaanyị Ibe Ya?

Onye kere anyị ga-aka anyị ama ụdị alụmdi na nwunye ga-eme anyị obi ụtọ.

Baịbụl Ọ̀ Kagburu Ịgba Alụkwaghịm?

Chọpụta ihe Chineke kwuru nwere ike ime ka mmadụ gbaa di ya ma ọ bụ nwunye ya alụkwaghịm. Chọpụtakwa ihe Chineke na-achọghị.

Baịbụl Ọ̀ Kwadoro Ka Nwoke Lụọ Karịa Otu Nwaanyị?

Ọ̀ bụ Chineke kwuru ka ụmụ nwoke na-alụ karịa otu nwaanyị? Chọpụta ihe Baịbụl kwuru gbasara nwoke ịlụ karịa otu nwaanyị.

Baịbụl Ọ̀ Kagburu Mmadụ Ịlụ Onye Agbụrụ Ọzọ?

Lee ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru iji gosi na agbụrụ niile hà otu, nakwa ihe o kwuru ga-enyere onye chọrọ ịlụ onye agbụrụ ọzọ aka.

Gịnị Ka ‘Ịsọpụrụ Nna Gị na Nne Gị Pụtara’?

O nwere ike iju gị anya ma ị chọpụta ihe iwu a na-apụtaghị.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ilekọta Ndị Nne na Nna Merela Agadi?

Baịbụl kọrọ gbasara ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị na-efe Chineke mere ya. Baịbụl nwekwara ndụmọdụ ndị ga-abara ndị na-elekọta ndị agadi uru.

Mmekọahụ

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Nwoke Idina Nwoke na Nwaanyị Idina Nwaanyị?

Olee otú mmadụ idina nwoke ma ọ bụ nwaanyị ibe ya na-adị Chineke? Onye ụdị ihe a na-agụ, ọ̀ ga-efeli Chineke?

Baịbụl Ò Kwuru na Ile Ndị Gba Ọtọ Dị Njọ? Ịnọ n’Ịntanet Na-ekwu Gbasara Mmekọahụ Ọ̀ Dị Njọ?

Ọtụtụ ndị na-ejizi ihe ndị na-egosi ndị na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ atụrụ ndụ. Mana, ò mere ka ọ dị mma?

Baịbụl Ọ̀ Sịrị na Inwe Mmekọahụ Dị Njọ?

Ọ̀ dị njọ di na nwunye iji mmekọahụ mee ibe ha obi ụtọ?

Ndị Kraịst Hà Kwesịrị Iji Ọgwụ Ma Ọ Bụ Ihe Ọ Bụla Ọzọ Gbochie Afọ Ime?

È nwere ihe mere di na nwunye ekwesịghị iji ọgwụ ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ gbochie afọ ime?

Gịnị Ka M Ga-eme Ka Mmadụ Ghara Igwusa M Egwuregwu Iberiibe?

Lee ihe asaa Baịbụl kwuru ga-enyere mmadụ aka ma a na-egwusa ya egwuregwu iberiibe.

Olee Otú Ndị Nne na Nna Ga-esi Akụziri Ụmụ Ha Banyere Mmekọ Nwoke na Nwaanyị?

E nwere ọtụtụ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ịgwa nwa gị gbasara mmekọahụ na ihe ha ga-eme ka ndị na-emetọ ụmụaka ghara inweta ha.

Ihe M Ga-ekpebi Gbasara Ụlọ Akwụkwọ

Onye Kraịst Ò Nwere Ike Ịga Ụlọ Ọgwụ Ma Ọ Bụ Ṅụọ Ọgwụ Ma Ọ Rịawa Ọrịa?

Otú anyị họọrọ ka e si gwọọ anyị ò nwere ike ịkpasu Chineke iwe ma ọ bụ mee ya obi ụtọ?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ịmịnye Mmadụ Ọbara n’Ahụ́?

Baịbụl kwuru na Chineke nyere anyị iwu ka anyị ‘zere ọbara.’ Olee otú iwu a si gbasa anyị taa?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ite Ime?

Olee mgbe ndụ mmadụ malitere? Chineke ọ̀ ga-agbaghara onye tetụrụla ime?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Igbu Egbugbu?

Ịhụ ndị gburu egbugbu ọ̀ na-amasị gị? Olee ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru ị ga-echebara echiche?

Ịṅụ Sịga Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Ebe ọ bụ na a kpọtụghị ịṅụ sịga aha na Baịbụl, olee otú e nwere ike isi zaa ajụjụ a?

Ịgba Chaa Chaa Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Baịbụl ekwughị ọtụtụ ihe banyere ịgba chaa chaa. N’ihi ya, olee otú anyị ga-esi mata otú Chineke si ele ya anya?

Ihe Baịbụl Kwuru Ò Gosiri na Mmadụ Nwere Ikike Ikpebiri Onwe Ya Ihe? Ọ̀ Bụ Chineke Na-ekpebi Ihe Ị Ga-abụ?

Ọtụtụ ndị chere na ihe ndị na-eme ná ndụ ha si n’akara aka. Ihe ndị anyị họọrọ ime hà nwere ike ime ka ihe gaziere anyị ná ndụ?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Inye Ihe?

Olee ụdị inye ihe dị Chineke mma?