Gaa n'Isiokwu

Jizọs

Ònye Bụ Jizọs

Jizọs Ọ̀ Bụ Naanị Ezigbo Mmadụ Ka È Nwere Ihe Ọzọ Ọ̀ Bụ?

Ihe mere otú Jizọs si bie ndụ ji kacha agbanwe ndụ ndị mmadụ.

Jizọs Ọ̀ Bụ Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile?

Jizọs ò kwuru na ya na Chineke hà?

Gịnị Mere E Ji Kpọọ Jizọs Ọkpara Chineke?

Ọ bụrụ na Chineke amụghị Jizọs otú ahụ ụmụ mmadụ si amụ ụmụ, olee otú Jizọs si bụrụ Ọkpara ya?

Ònye Bụ Onye Na-emegide Kraịst?

Ọ̀ ka ga-abịa abịa, ka ọ̀ bịala?

Gịnị bụ Okwu Chineke?

N’ime Baịbụl okwu ahụ anaghị apụtakarị otu ihe.

Ònye Bụ Maịkel Onyeisi Ndị Mmụọ Ozi?

O nwere aha ndị ọzọ a kpọrọ ya ndị ị nwere ike ịma.

Mgbe Jizọs Bịara n’Ụwa

Olee Mgbe A Mụrụ Jizọs?

Gụọ ihe a ka ị chọpụta ihe mere ndị mmadụ ji agba Krismas n’abalị iri abụọ na ise n’ọnwa Disemba.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Meri, Nwa Agbọghọ Na-amaghị Nwoke?

Ụfọdụ ndị na-ekwu na Meri bụ onye a tụrụ ime ya n’ejighị njọ. Baịbụl ọ̀ kwadoro ihe a ha na-ekwu?

Ndị Ọkà Mmụta Hà Kwetara na Jizọs Biri Ndụ n’Ụwa A?

Chọpụta ma hà kwetara na Jizọs biri ndụ n’ụwa a?

Ihe Ndị A Kọrọ na Baịbụl Gbasara Jizọs Hà Bụ Eziokwu?

Chọpụta ma ihe Matiu, Mak, Luk, na Jọn kọrọ hà bụ eziokwu. Leekwa ihe a chọpụtara ná mpempe akwụkwọ kacha mee ochie e nwere.

Olee Otú Jizọs Dị?

Baịbụl gwara anyị ihe ụfọdụ ga-enyere anyị aka ịmata otú Jizọs dị.

Ole Mgbe E Dere Akụkọ Jizọs?

Mgbe Jizọs nwụchara, afọ ole gara tupu Matiu, Mak, Luk, na Jọn edee akụkọ ya?

Ọnwụ Jizọs na Mbilite n’Ọnwụ Ya

Gịnị Mere Jizọs Ji Nwụọ?

Olee otú ọnwụ ya si abara anyị uru n’eziokwu?

Jizọs Ọ̀ Nwụrụ n’Elu Obe?

Ọtụtụ ndị weere obe ka ihe e ji mara Ndị Kraịst. Ànyị kwesịrị iji ya efe Chineke?

Ọ̀ Bụ Ahụ́ Mmadụ Ka Jizọs Nwere Mgbe O Si n’Ọnwụ Bilie Ka Ọ̀ Bụ Ahụ́ Mmụọ?

Baịbụl kwuru na e mere ka Jizọs “dị ndụ na mmụọ,” oleezi otú ndị na-eso ụzọ ya si hụ ya, metụkwa ya aka mgbe a kpọlitechara ya n’ọnwụ?

Ọrụ Jizọs Na-arụ Iji Mezuo Nzube Chineke

Olee Otú Jizọs Si Azọpụta Anyị?

Olee ihe mere o ji dị anyị mkpa ka Jizọs na-arịọchitere anyị arịrịọ? Ọ̀ bụ onye kwerehaala na Jizọs azọpụta ya?

Mmadụ Ịsị “Ekweere M na Jizọs” Ọ̀ Bụ Naanị Ya Ga-eme Ka A Zọpụta Ya?

Baịbụl kwuru na e nwere ndị kweere na Jizọs ma a gaghị azọpụta ha. Gịnị kpatara ya?

Olee Otú Àjà Jizọs Chụrụ Si Bụrụ “Ihe Mgbapụta n’Ọnọdụ Ọtụtụ Mmadụ”?

Olee otú ihe mgbapụta ahụ si agbapụta ndị mmadụ n’aka mmehie?

Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-ekpe Ekpere n’Aha Jizọs?

Lee otú ikpe ekpere n’aha Jizọs si egosi na anyị na-akwanyere Chineke na Jizọs ùgwù.

Gịnị Bụ Ọbịbịa Kraịst?

À ga-eji anya nkịtị hụ ya mgbe ọ ga-abịa?