Gaa n'Isiokwu

Ahụhụ

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Atagbu Onwe Ha n’Ahụhụ?

Ọ̀ Bụ Chineke Na-akpata Nsogbu Ụwa?

Olee ihe mere nsogbu ji abịara onye ọ bụla, ma onye ezi omume ma onye ajọ omume?

Ọ̀ Bụ Ekwensu Na-akpata Nsogbu Niile?

Baịbụl kwuru ebe nsogbu ụmụ mmadụ si.

Gịnị ka Baịbụl Kwuru Banyere Ọdachi Ndị na-Emere Onwe Ha?

Hà bụ ntaramahụhụ si n’aka Chineke? Chineke ọ̀ na-enyere ndị ọdachi ndị na-emere onwe ha dakwasịrị aka?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ọrịa Ndị Zuru Ụwa Ọnụ?

Ụfọdụ ndị na-ekwu na Chineke ji ọrịa ndị zuru ụwa ọnụ na ọrịa ndị ọzọ ndị mmadụ na-arịa ata ha ahụhụ. Ma, Baịbụl akwadoghị ihe a ha na-ekwu.

Gịnị Mere Chineke Ji Gba Nkịtị E Gbukpọọ Ndị Juu Bi na Yurop?

Ọtụtụ ndị ajụọla ihe mere Chineke hụrụ anyị n’anya ji gba nkịtị ndị mmadụ ana-atagbu onwe ha n’ahụhụ. Baịbụl zara ajụjụ ahụ.

Gịnị Mere Udo Adịbeghị n’Ụwa?

Mbọ ụmụ mmadụ na-agba iji mee ka udo dịrị n’ụwa enwebeghị isi. Chọpụta ihe ndị kpatara ya.

Idi Ahụhụ

Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka Ma M Daa Mbà n’Obi?

E nwere ihe atọ Chineke na-enye ndị dara mbà n’obi ga-enyere ha aka maka nsogbu ha.

Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka ma Echiche Igbu Onwe M Batawa M n’Obi?

Olee ndụmọdụ ndị bara uru Baịbụl na-enye onye ike ụwa gwụrụ?

Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka Ma Ọ Bụrụ na M Na-arịa Ọrịa Na-anaghị Ala Ala?

Ee. Lee ihe atọ nwere ike inyere gị aka idi ọrịa na-anaghị ala ala ị na-arịa.

Mgbe Ahụhụ Ga-akwụsị

Gịnị Ka Alaeze Chineke Ga-eme?

Chọpụta ihe Alaeze Chineke ga-emere ụmụ mmadụ ma ọ chịwa ụwa.