Gaa n'Isiokwu

Ndụ na Ọnwụ

Ndụ

Oleedị Ihe Chineke Bu n’Obi Kee Anyị?

Ò nwetụla mgbe ị jụrụ onwe gị ihe Chineke kere anyị ka anyị jiri ndụ anyị mee? Lee ihe Baịbụl zara.

Gịnị Ka Chineke Chọrọ Ka M Jiri Ndụ M Mee?

Chineke ọ̀ ga-agwa gị ná nrọ ma ọ bụ kpugheere gị ma ọ bụkwanụ kpọọ gị n’ụzọ pụrụ iche tupu gị amata ihe ọ chọrọ ka i jiri ndụ gị mee? Gụọ ihe a ka ị mata ihe Baịbụl kwuru.

Olee Otú Ị Ga-esi Adị Ndụ Ebighi Ebi?

Baịbụl kwere nkwa na ndị niile na-eme uche Chineke ga-adị ndụ ebighi ebi. Tụlee ihe atọ Chineke chọrọ ka anyị mee.

Gịnị Bụ Mkpụrụ Obi?

Ò nwere ihe e tinyere gị n’ime? Ọ̀ ga-ebiri ndụ gawa ma ị nwụọ?

Olee Ndị E Dere Aha Ha ‘n’Akwụkwọ nke Ndụ’?

Chineke ekwewo nkwa na ya ga-echeta ndị na-efe ya. Aha gị ọ̀ dị ‘n’akwụkwọ nke ndụ’?

Ọnwụ

Gịnị Mere Mmadụ Ji Anwụ Anwụ?

Ihe Baịbụl zara ga-akasi gị obi, meekwa ka i nwee olileanya.

Gịnị Na-eme Mmadụ Ma Ọ Nwụọ?

Ndị nwụrụ anwụ hà ma ihe na-emenụ?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ịkpọ Ozu Ọkụ?

Ọ̀ bụ naanị ili ozu eli ka e nwere ike ime ya?

Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka ma Echiche Igbu Onwe M Batawa M n’Obi?

Olee ndụmọdụ ndị bara uru Baịbụl na-enye onye ike ụwa gwụrụ?

Olee Otú Ị Ga-esi Kwụsị Ịtụ Ụjọ Ọnwụ?

Ị kwụsị ịtụ ụjọ ọnwụ, o nwere ike ime ka ị nụwa ụtọ ndụ ị dị.

Ọ̀ Bụ Eziokwu na Mmadụ Nwere Ike Ịnwụ Lọghachikwa Na-akọ Ihe Ndị Ọ hụrụ?

Ọ̀ bụ ihe e ji egosi mmadụ otú ụwa ọzọ dị. Ihe Baịbụl kọrọ gbasara Lazarọs mere ka anyị mata nke bụ́ eziokwu.

Eluigwe na Hel

Olee Ndị Ga-aga Eluigwe?

Ndị mmadụ na-ekwukarị na ndị ezi omume niile ga-aga eluigwe. Gịnị ka Baịbụl na-akụzi?

Gịnị Bụ Hel? Ọ̀ Bụ Ebe A Na-ata Mmadụ Ahụhụ Ruo Ebighị Ebi?

À na-ata ndị mmehie ahụhụ n’ọkụ ala mmụọ? Ọ̀ bụ ụgwọ ọrụ nke mmehie? Gụọ ihe a ka ị mata ihe Baịbụl zara n’ajụjụ ndị a.

Ole Ndị Na-aga Hel?

Ndị ezigbo mmadụ hà nwere ike ịga hel? Mmadụ ọ̀ ga-esili na hel pụta? Hel ọ̀ ga na-adị ruo ebighị ebi. Baịbụl zara ajụjụ ndị a.

Baịbụl Ò Kwuru Maka Pọgatrị?

Otú ozizi a si bido nwere ike iju gị anya.

Ụmụ Anụmanụ Hà Na-aga Eluigwe?

E nweghị ebe Baịbụl kwuru na ụmụ anụmanụ na-aga eluigwe. E nwekwara ezigbo ihe mere na o kwughị otú ahụ.

Olileanya Ndị Nwụrụ Anwụ Nwere

Gịnị Bụ Mbilite n’Ọnwụ?

O nwere ike ịtụ gị n’anya ma ị nụ ndị a ga-akpọlite n’ọnwụ n’ọdịnihu.