Gaa n'Isiokwu

Ihe Ndị Mere Eme Gosiri na Ihe Baịbụl Kwuru Bụ Eziokwu

Obodo na Ebe Ndị A Kpọrọ Aha Ha na Baịbụl

Otú Ninive Si Daa

Ọ bụ n’oge Asiria kacha akpa ike n’ụwa ka onye amụma Jehova kwuru ihe dị ịtụnanya.

Ị̀ Maara?—Julaị 2015

Baịbụl kwuru na e nwere ebe ndị bụ́ oké ọhịa n’Ala Nkwa ahụ. Ihe a ọ̀ bụ eziokwu ebe ọ bụ na oké ọhịa adịghịzi n’ebe ndị ahụ taa?

Ị̀ Maara?—Eprel 2013

Gịnị mere e ji kpọọ obodo Ninive oge ochie “obodo na-awụfu ọbara”? Gịnị mere ndị Juu ji arụ ihe nrụbichi, ma ọ bụ obere mgbidi, gburugburu elu ụlọ ha?

Ndị A Kọrọ Akụkọ Ha na Baịbụl

Ị̀ Maara?​—Mach 2020

E wezụga Baịbụl, olee ihe ọzọ gosiri na o nwere mgbe ndị Izrel bụ ndị ohu n’Ijipt?

A Hụrụ Aha Dị na Baịbụl n’Iberibe Ite Ndị Mgbe Ochie

Iberibe ite gbarala puku afọ atọ e gwutere n’afọ 2012 masịrị ndị na-eme nchọpụta. Gịnị mere ihe a ha hụrụ ji pụọ iche?

Ị̀ Maara?—Febụwarị 2020

Olee otú ihe ndị mgbe ochie si gosi na e nwere onye bụ́ Belshaza chịrị Babịlọn?

Ihe Ọzọ Gosiri na Ihe Ndị A Kọrọ na Baịbụl Bụ Eziokwu

O nwere ike ịbụ na ị maghị onye Tatenaị bụ. Ma, aha ya a hụrụ n’ihe ndị e gwupụtara n’ala gosiri na ihe ndị a kọrọ na Baịbụl bụ eziokwu.

Jizọs Ọ̀ Bụ Mmadụ Dịrị Ndụ n’Ụwa A?

Gịnị ka ndị ọkachamara oge a na ndị nke oge gboo kwuru banyere ma Jizọs ọ̀ bụ mmadụ dịrị ndụ n’ụwa a?

Ihe Ndị A Kọrọ na Baịbụl Gbasara Jizọs Hà Bụ Eziokwu?

Chọpụta ma ihe Matiu, Mak, Luk, na Jọn kọrọ hà bụ eziokwu. Leekwa ihe a chọpụtara ná mpempe akwụkwọ kacha mee ochie e nwere.

O Si n’Ezinụlọ Keyafas

Igbe ahụ e tinyere ọkpụkpụ Miriam mere ka o doo anya na ndị Baịbụl kpọrọ aha bụ ndị dịrị ndụ, ndị nwekwara ezinụlọ ha si.

Ị̀ Maara?—Nọvemba 2015

Gịnị mere Josef ji kpụọ isi ya na ajị agba ya tupu ya agaa hụ Fero? Baịbụl kwuru na nna Timoti bụ onye Grik. Ọ̀ pụtara na Timoti bụ onye Gris?

Ị̀ Maara?—Mee 2015

Ihe ndị e gwupụtara n’ala hà na-egosi na ihe ndị e dere na Baịbụl bụ eziokwu? Olee mgbe a kwụsịrị ịhụ ọdụm n’ebe ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl?

Ihe Ndị Mere n'Oge Baịbụl

Akụkọ Noa na Iju Mmiri ahụ​—Ọ̀ Bụ Akụkọ Ifo Nkịtị?

Baịbụl kwuru na e nwere mgbe Chineke ji nnukwu iju mmiri bibie ndị na-eme ihe ọjọọ. Olee ihe ndị e kwuru na Baịbụl gosiri na Iju Mmiri ahụ si n’aka Chineke?

Ọ̀ Bụ n’Oge A Na-ewu Ụlọ Elu Bebel Ka Asụsụ Ndị Anyị Na-asụ Malitere?

Gịnị bụ ụlọ elu Bebel? Olee otú asụsụ ndị mmadụ na-asụ si malite?

Ị̀ Maara?​—Jun 2022

Ọ bụrụ na a kpọgburu mmadụ n’osisi otú ahụ e mere Jizọs, ndị Rom hà na-ekwe ka e lie ya nke ọma?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ—Nọvemba 2015

Olee ihe gosiri na ịkwatu mgbidi Jeriko n’oge ochie eweghị oge?

Ihe Ndị Mere n’Oge Baịbụl

Ụdị Ụgbọ Ịnyịnya Nwoke Etiopia Ahụ Bụ́ Nnukwu Mmadụ Gbara

Olee ụdị ụgbọ ịnyịnya nwoke onye Etiopia bụ́ nnukwu mmadụ nọ na-agba mgbe Filip bịakwutere ya?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ​—Ọktoba 2023

N’oge ụmụ Izrel nọ n’ala ịkpa, è nwere ihe ọzọ ha riri ma e wepụ mana na nnụnụ kwel?

Ị̀ Maara?​—Jun 2022

Olee otú ndị mgbe ochie si agụ afọ na ọnwa?

‘Ị Ga Na-egwupụta Ọla Kọpa n’Ugwu’

Ihe ndị ọkachamara chọpụtara gosiri na ihe ndị Baịbụl kwuru gbasara ihe ndị e ji ọla kọpa mee bụ eziokwu.

Ị̀ Maara?​—⁠Ọktoba 2017

Olee ihe ndị Juu na-eme nke mere Jizọs ji kwuo na ịṅụ iyi adịghị mma?

Ị̀ Maara?​—⁠Ụlọ Nche Nke 5 2017

Ọ̀ bụ na ọ bụghị mkparị ka Jizọs na-akparị ndị Juu mgbe o mere ihe atụ gbasara “ụmụ nkịta”?

Ị̀ Maara?​—⁠Jun 2017

Gịnị mere Jizọs ji kwuo na ndị na-ere anụmanụ n’ụlọ nsọ bụ “ndị na-apụnara mmadụ ihe”?

Ị̀ Maara?​—⁠Ọktoba 2016

N’oge ndịozi, olee otú ndị Rom hapụruru ndị isi ndị Juu ka ha na-ekpebi ihe ụfọdụ? Ànyị kwesịrị ikweta na n’oge ochie, mmadụ nwere ike ịkụ ata n’ubi a kụrụ ọka?

Ị̀ Maara?—Disemba 2015

Gụọ ihe a ka ị mata ma ọ̀ bụ eziokwu na ndị Juu “si ná mba niile dị n’okpuru eluigwe” bịa Jeruselem na Pentikọst afọ 33, matakwa otú ha si nweta ụlọ.

Ị̀ Maara?—Mach 2015

Olee otú ọbụbụ Pọl onyeozi bụ nwa amaala Rom si baara ya uru? Olee otú e si akwụ ndị ọzụzụ atụrụ ụgwọ n’oge ochie?

Ị̀ Maara?—Mee 2014

Gịnị mere ndị Juu ji rịọ Paịlet ka a kụjisie Jizọs ụkwụ? Ọ̀ bụ eziokwu na Devid ji èbè gbuo Golayat?

Ị̀ Maara?—Febụwarị 2014

Gịnị bụ alo a kọrọ akụkọ ya na Baịbụl? Olee ụdị onyinye Chineke chọrọ ka a na-eweta n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem?

Ị̀ Maara?—Jenụwarị 2014

Mgbe Jizọs nọ n’ụwa, olee otú ndị mmadụ si enye onyinye n’ụlọ nsọ? Ihe niile Luk, bụ́ ọkọ akụkọ ihe mere eme, dere na Baịbụl hà bụ eziokwu?