Gaa n'Isiokwu

Ndị Sụgharịrị Baịbụl

Ha Ji Baịbụl Kpọrọ Ihe—Nkebi Ya (William Tyndale)

Otú o si gbaa mbọ sụgharịa Baịbụl gosiri na o ji Baịbụl kpọrọ ihe. Ihe a o mere ka na-abara anyị uru taa.

Ha Ji Baịbụl Kpọrọ Ihe

William Tyndale na Michael Servetus bụ mmadụ abụọ n’ime ọtụtụ ndị gbachiteere eziokwu Baịbụl mgbe a na-akpagbu ha n’agbanyeghị na e nwere ike igbu ha ma ọ bụ kpọwa ha aha ọjọọ.

Mbọ Huldrych Zwingli Gbara Ịchọta Eziokwu Dị na Baịbụl

N’ihe dị ka n’afọ 1500, Zwingli chọpụtara ọtụtụ eziokwu ndị dị na Baịbụl, nyekwara ndị ọzọ aka ime otú ahụ. Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta ná ndụ ya nakwa n’ihe ndị o kweere?

Desiderius Erasmus

A kpọrọ ya “Ọkà mmụta nke oge gboo e nwere ike iji tụnyere ndị a ma ama n’ụwa n’oge a.” Gịnị mere o ji bụrụ ọkà mmụta a ma ama n’ụwa?

Baịbụl Bedel Mere Ka Ndị Mmadụ Ghọtakwuo Okwu Chineke

E wezụga Baịbụl Bedel, e nweghị Baịbụl ọzọ a sụgharịrị n’asụsụ Aịrish ruo narị afọ atọ.

Elias Hutter na Ọmarịcha Baịbụl Ndị Ọ Sụgharịrị n’Asụsụ Hibru

Elias Hutter, onye ọkà mmụta dịrị ndụ n’ihe dị ka narị afọ ise gara aga, bipụtara Baịbụl Hibru abụọ bara ezigbo uru.

Lefèvre d’Étaples​—⁠Ọ Chọrọ Ka Ndị Nkịtị Mara Okwu Chineke

Olee otú o si gbaa mbọ sụgharịa Baịbụl n’agbanyeghị nsogbu ndị e nyere ya?