Gaa n'Isiokwu

Nsụgharị Baịbụl Dị Iche Iche

Ihe Ndị E Kwesịrị Iburu n’Uche Mgbe A Na-asụgharị Baịbụl

Ihe ise ndị sụgharịrị Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ bu n’obi malite ịsụgharị ya.

Gịnị Mere E Ji Nwee Baịbụl Dị Iche Iche?

E nwere ihe ga-enyere gị aka ịghọta ihe mere e ji nwee Baịbụl dị iche iche.

Ihe Odide Oge Ochie nke Gosiri na Aha Chineke Kwesịrị Ịdị na Baịbụl

Hụ ihe gosiri na aha Chineke kwesịrị ịdị “n’Agba Ọhụrụ.”

Ndị E Nyere Ọrụ Ịsụgharị “Okwu Dị Nsọ nke Chineke”—Ndị Rom 3:2

Kemgbe ọtụtụ afọ gara aga, Ndịàmà Jehova ejirila Baịbụl dị iche iche zie ndị mmadụ ozi ọma. Ma, gịnị mere ha ji jiri aka ha sụgharịa Baịbụl n’asụsụ Bekee a na-asụ ugbu a?

Peshitta Siriak Mere Ka A Ghọtakwuo Baịbụl Ndị A Sụgharịrị n’Oge Gboo

Baịbụl Peshitta Siriak mere ka a mata na e nwere ihe ụfọdụ e tinyere na Baịbụl ọgbara ọhụrụ ụfọdụ bụ́ ndị na-adịghị na Baịbụl mgbe e dere ya.

Baịbụl Bedel Mere Ka Ndị Mmadụ Ghọtakwuo Okwu Chineke

E wezụga Baịbụl Bedel, e nweghị Baịbụl ọzọ a sụgharịrị n’asụsụ Aịrish ruo narị afọ atọ.

A Chọtala Otu Baịbụl E Chere na O Fuola

Kirie vidio gosiri akụkọ dị ụtọ gbasara otú otu Baịbụl dị mkpa si fuo nakwa otú e si chọta ya mgbe ihe karịrị narị afọ abụọ gachara.

Elias Hutter na Ọmarịcha Baịbụl Ndị Ọ Sụgharịrị n’Asụsụ Hibru

Elias Hutter, onye ọkà mmụta dịrị ndụ n’ihe dị ka narị afọ ise gara aga, bipụtara Baịbụl Hibru abụọ bara ezigbo uru.

Ọmarịcha Akwụkwọ A Chọwara Kemgbe Ọtụtụ Narị Afọ

Chọpụta otú e si chọta akwụkwọ Baịbụl kacha ochie a sụgharịrị n’asụsụ Jọjin.

Otú Okwu Chineke Si Ruo Ndị Mmadụ Aka na Spen n’Oge Ochie

Ụmụ akwụkwọ ji sleeti dee ihe ha hụrụ n’Akwụkwọ Nsọ. Olee otú ihe a ha mere si yie ihe ndị si mba ọzọ na-ewebata Baịbụl na Spen mere?

Baịbụl A Sụgharịrị n’Asụsụ Jọjin

E depụtaghachiri Baịbụl n’asụsụ Jọjin n’ihe dị ka narị afọ anọ na iri ise Oge Ndị Kraịst. Ha si na ya mụta ụfọdụ ihe ha na-ede ma na-eme.

Ndị Estonia Enye Onyinye Maka “Ezigbo Mbọ A Gbara”

E tinyere Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Estonian ka o soro n’akwụkwọ ndị nwere ike inweta ihe nrite n’afọ 2014.