Gaa n'Isiokwu

Isiokwu Ọhụrụ Ndị Gbara n’Isimbido Ebe Anyị Na-edebe Ihe n’Ịntanet

 

Akụkọ Ụgha Kazi Nkụ!

Gịnị ka ị ga-eme ka a ghara iduhie gị?

 

Ngagharị Iwe Ọ̀ Ga-akwụsị Mmegbu?

Ime ngagharị iwe nwere ike ime ka e mee ihe ndị mmadụ chọrọ. Ma, ọ̀ bụ ya ga-eme ka a kwụsị imegbu ndị mmadụ?

Gịnị Bụ Ihe Ọma, Gịnịkwa Bụ Ihe Ọjọọ?

Olee otú ị ga-esi amata ihe bụ́ ihe ọma na ihe bụ́ ihe ọjọọ? È nwere ihe ga-enyere gị aka ịmata ha?

 

Ịṅụ Sịga Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Ebe ọ bụ na a kpọtụghị ịṅụ sịga aha na Baịbụl, olee otú e nwere ike isi zaa ajụjụ a?

Mbọ Ndị Mmadụ Na-agba Ịmata Eziokwu

Baịbụl gwara anyị nke bụ́ eziokwu gbasara ụfọdụ ajụjụ ndị kacha echu ndị mmadụ ụra.

Na-ewepụtanụ Ezigbo Oge Unu Ga-eji Na-anọrị

Di na nwunye nwere ike ịnọ n’otu ọnụ ụlọ ma ghara ịna-ekwurịta okwu otú ha kwesịrị. Olee ihe di na nwunye ga-eme ka oge ha ji anọrị bakwuoro ha uru?

A Chọtala Otu Baịbụl E Chere na O Fuola

Kirie vidio gosiri akụkọ dị ụtọ gbasara otú otu Baịbụl dị mkpa si fuo nakwa otú e si chọta ya mgbe ihe karịrị narị afọ abụọ gachara.

Ekwela Ka Ndị Ọgbọ Gị Rafuo Gị

E nwere ihe anọ ga-enyere gị aka ịna-ekpebi ihe n’onwe gị kama ịna-eme ihe naanị maka na ndị ọgbọ gị sị gị mee ya.

Chineke Ò Ji Ụmụ Nwaanyị Kpọrọ Ihe?

Azịza ajụjụ a ga-eme ka obi ruo gị ala ma e megbuo gị maka na ị bụ nwaanyị.

 

Olee Mgbe A Ga-akwụsị Ịlụ Agha Ndị A Na-alụ Ugbu A?​—Gịnị Ka Baịbụl kwuru?

N’oge na-adịghị anya, agha niile ga-akwụsị. Baịbụl kwuru otú ihe a ga-esi eme.

Amagedọn Ọ̀ Ga-amalite n’Izrel?

Gịnị ka Baịbụl kwuru?

 

Na-enyere Ndị Ọzọ Aka Ka Owu Kwụsị Ịna-ama Gị

Ihe Baịbụl kwuru nwere ike inyere gị aka.

 

Ekwela Ka E Jiri Akụkọ Ụgha Duhie Gị

Akụkọ na-eduhie mmadụ, akụkọ na-emeghị eme, na akụkọ e ji emenye ndị mmadụ ụjọ juru ebe niile. Ha nwere ike ịkpatara gị nsogbu.

Baịbụl Ò Kwuru Ka Anyị Na-agba Ista?

Gụọ ihe e dere ebe a ka ị mata ihe ise a na-eme n’oge Ista, nakwa otú ha si bido.

Olee Ihe E Ji Ama “Oge Ikpeazụ,” ma ọ bụ “Ọgwụgwụ Oge”?

Ọrịa na-efe efe ò so n’ihe ndị e ji ama oge ikpeazụ ma ọ bụ ọgwụgwụ oge?

 

Azịza Ajụjụ Ise A Na-ajụ Banyere Ahụhụ

Ị mata nke bụ́ eziokwu, ọ ga-enyere gị aka idi ahụhụ.

Otú Ị Ga-esi Belata Nchegbu

Ndị mmadụ na-echegbukarịzi onwe ha. Ma, e nwere ihe ndị ị ga-eme iji belata nchegbu gị.

Ònye Ka Chineke Họọrọ Ịchị Ụwa?

Kemgbe ụmụ mmadụ dịwara ndụ, ọ bụ naanị otu onye ruru eru ịbụ eze nke Alaeze Chineke.