TETA! Nke 1 n'Afọ 2020 | Otú Ị Ga-esi Belata Nchegbu

Ndị mmadụ na-echegbukarịzi onwe ha. Ma, e nwere ihe ndị ị ga-eme iji belata nchegbu gị.

Ị̀ Na-echegbukarị Onwe Gị?

O nwere ọtụtụ ihe i nwere ike ime ka ị ghara ịna-echegbukarị onwe gị.

Gịnị Na-akpata Nchegbu?WEB:OnSiteAdTitleGịnị Na-akpata Nchegbu?

Lee ihe ụfọdụ na-akpata nchegbu ka ị mara ma ò nwere nke gị na ya na-alụ.

Gịnị Bụ Nchegbu?

Nchegbu bụ ihe ya na ndụ so aga. Gụọ isiokwu a ka ị hụ ihe oké nchegbu nwere ike ime ahụ́ gị.

Ihe Ị Ga-eme ma I Chegbuwe Onwe Gị

Lee ihe ụfọdụ nwere ike inyere gị aka ma i chegbuwe onwe gị. Ha nwekwara ike inyere gị aka ibelata nchegbu.

A Ga-enweli Ụwa Nchegbu Na-adịghị na Ya

Anyị agaghị ewepụli nchegbu anyị niile. Ma Jehova ga-emeli ya.

“Ahụ́ Na-adị Mmadụ Mma ma Obi Ruo Ya Ala”

E dere okwu ndị a dị n’Ilu 14:30 ihe dị ka puku afọ atọ gara aga. Ha na-egosi na ihe Baịbụl kwuru na-aba uru mgbe niile.