TETA! Nke 2 n'Afọ 2020 | Azịza Ajụjụ Ise A Na-ajụ Banyere Ahụhụ

Ị mata nke bụ́ eziokwu, ọ ga-enyere gị aka idi ahụhụ.

Ihe Ụfọdụ Ndị Kweere

Lee ihe okpukpe dị iche iche kwuru na ọ bụ ya mere anyị ji ata ahụhụ.

1 Ọ̀ Bụ Chineke Na-akpata Ahụhụ Anyị Na-ata?

E jirila ụgha dị iche iche a na-aghagide Chineke duhie ọtụtụ ndị. Olee nke bụ́ eziokwu?

2 Ọ̀ Bụ Anyị Ka Ahụhụ Anyị Na-ata Si n’Aka?

Ọ bụrụ na azịza ajụjụ a bụ ee, ọ pụtara na anyị nwere ike ibelata ahụhụ anyị na-ata.

4 È Kere Anyị Ka Anyị Na-ata Ahụhụ?

Chineke, onye kere ọmarịcha ihe ndị dị n’ụwa a, ọ̀ ga-eke anyị ka anyị na-ata ahụhụ? Ọ bụrụ na o keghị anyị ka anyị na-ata ahụhụ, gịnịzi mere anyị ji ata ahụhụ?

5 Ò Nwere Mgbe Ahụhụ Ga-akwụsị?

Baịbụl gwara anyị kpọmkwem otú Chineke ga-esi mee ka ahụhụ kwụsị.

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka

Ọ bụrụgodị na ọ dị anyị ka nsogbu anyị enwekwaghị mmekwata, o nwere ihe ga-enyere anyị aka.