Gaa n'Isiokwu

Ihe Ndị Ga-eme Ka I Nwee Okwukwe na Chineke

Gịnị Mere Anyị Ga-eji Kwere na Chineke?

Ò Nwere Onye Dị́ Adị Bụ́ Chineke?

Baịbụl kwuru ihe ise gbara ọkpụrụkpụ gosiri na Chineke dị adị.

Ịmata Chineke

Gịnị Bụ Aha Chineke?

Ị̀ ma na Chineke nwere aha nke mere ka ọ dị iche n’onye ọ bụla ọzọ?

Olee Otú Ị Ga-esi Abụ Enyi Chineke?

Ihe asaa ga-enyere gị aka ka gị na Ya bụrụ enyi.

Ihe Ndị Anyị Ga-amụta n’Aka Ndị Amụma Gbasara Chineke

Ndị amụma atọ ji obi ha niile jeere Chineke ozi na-enyere anyị aka ịmụta banyere Chineke na ihe ndị anyị ga-eme ka ọ gọzie anyị.

Ànyị Ga-amatali Chineke?

Ihe ndị anyị na-agaghị amatali gbasara Chineke nwedịrị ike inyere gị aka ịmata Chineke nke ọma.

Ị̀ Ga-ahụli Chineke Onye Mmadụ Na-enweghị Ike Ịhụ Anya?

Chọpụta otú i nwere ike isi jiri “anya nke obi” gị hụ Chineke.

Eziokwu Banyere Chineke na Kraịst

Olee ihe dị iche na Jehova Chineke na Jizọs Kraịst?

Olee Ụdị Onye Chineke Bụ?

Olee àgwà Chineke ndị kacha pụta ìhè?

Chineke Ọ̀ Ma na Ị Nọ?

Olee ihe ndị na-egosi na ihe banyere anyị na-emetụ Chineke n’obi?

Chineke Ọ̀ Na-emetere Anyị Ebere?

Baịbụl na-emesi anyị obi ike na Chineke ma na anyị nọ, ọ na-aghọta anyị, ọ na-emetekwara anyị ebere.

Uru Inwe Okwukwe Bara

Uru Chineke Baara Anyị

Chọpụta otú mmadụ na Chineke ịdị ná mma nwere ike isi mee ka onye ahụ na-enwe obi ụtọ, ndụ ya enweekwa isi.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Okwukwe?

Baịbụl kwuru na onye na-enweghị okwukwe agaghị emeli ihe dị Chineke mma. Gịnị bụ okwukwe? Gịnị ga-enyere anyị aka inwe ya?

Baịbụl Zara Ajụjụ M Niile

Mayli Gündel kwụsịrị inwe okwukwe na Chineke mgbe papa ya nwụrụ. Olee ihe mere o ji bidokwa inwe okwukwe na Chineke, obi eruokwa ya ala?

Ike Okpukpe Gwụrụ M

Otu nwoke aha ya bụ Tom chọrọ ife Chineke. Ma, ihe ndị a na-eme n’okpukpe gwụrụ ya ike. Olee otú ịmụ Baịbụl si nyere ya aka ịchọta Chineke?

Ihe Ndị Nwere Ike Ịkpa Okwukwe Anyị Aka Ọjọọ

Ihe Ị Ga-eme Ka Ị Kwụsị Ịkpọ Ndị Ọzọ Asị​—Chineke Ga-enyere Gị Aka Ịkwụsị Ịkpọ Ndị Mmadụ Asị

Mmụọ nsọ Chineke nwere ike inyere gị aka ịmụta àgwà ndị ga-eme ka ị kwụsị ịkpọ ndị mmadụ asị.

Gịnị Mere Chineke Ji Kwe Ka Ahụhụ Dịrị?

Ọtụtụ ndị na-ajụ ihe mere ọtụtụ ndị ji kpọọ ibe ha asị, ọtụtụ ndị ana-atakwa ahụhụ. Otú Baịbụl si zaa ajụjụ a doro anya, na-akasikwa mmadụ obi.

Gịnị Mere Ụfọdụ Ndị Ji Ekwu na Obi Tara Chineke Mmiri?

Ụfọdụ ndị chere na obi tara Chineke mmiri ma ọ bụ na ọ chọdịghị ịma ma ndị mmadụ hà na-ata ahụhụ. Gịnị ka Baịbụl kwuru?

Ịbịaru Chineke Nso

Ọ̀ Dị Gị Ka Gị na Chineke Ọ̀ Dị ná Mma?

Obi siri ọtụtụ nde mmadụ ike na Chineke bụ enyi ha.

Olee Otú Ị Ga-esi Bịaruo Chineke Nso?

Chọpụta ma Chineke ọ̀ na-anụ ekpere niile, otú anyị kwesịrị isi na-ekpe ekpere, na ihe anyị ga-eme ka anyị bịaruo Chineke nso.

Gịnị Mere Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị Ji Dị Oké Ọnụ Ahịa?

Olee ihe ndị na-eme ka otu onyinye baa uru karịa ibe ya? Ichebara ihe ndị ahụ echiche ga-eme ka anyị jiri ihe mgbapụta ahụ kpọrọkwuo ihe.

Baịbụl Ga-akacha Enyere Anyị Aka Ikpebi Ihe Bụ́ Ihe Ọma na Ihe Ọjọọ

Olee otú anyị ga-esi jide n’aka na Baịbụl ga-enyeliri anyị aka ịmata ihe bụ́ ihe ọma na ihe ọjọọ?

Ànyị Ga-emeli Ihe Dị Chineke Mma?

Ị gụọ akụkọ Job, Lọt, na Devid, bụ́ ndị nwere oge ha mere ihe dị oké njọ, ị ga-amata azịza ya.

Olee Otú Ị Ga-esi Adị Ndụ Ebighi Ebi?

Baịbụl kwere nkwa na ndị niile na-eme uche Chineke ga-adị ndụ ebighi ebi. Tụlee ihe atọ Chineke chọrọ ka anyị mee.

Uru Ịmata na Chineke Hụrụ Gị n’Anya Ga-abara Gị

Baịbụl na-eme ka obi sie anyị ike na Chineke ga-emezu nkwa ndị o kwere anyị maka ọdịnihu.