Ụlọ Ndị Anyị Na-arụ

ỤLỌ NDỊ ANYỊ NA-ARỤ

Iso Ndịàmà Jehova Arụ Ọrụ

Chọpụta ihe ọ dị ka ya iso Ndịàmà Jehova arụ ụlọ ndị ha na-arụ ná nzukọ Jehova.

ỤLỌ NDỊ ANYỊ NA-ARỤ

Iso Ndịàmà Jehova Arụ Ọrụ

Chọpụta ihe ọ dị ka ya iso Ndịàmà Jehova arụ ụlọ ndị ha na-arụ ná nzukọ Jehova.

Foto Briten—Nke 1 (Malite n’Ọnwa Jenụwarị Ruo n’Ọnwa Ọgọst afọ 2015)

Lee foto ndị a ka ị hụ otú ọrụ si na-aga n’alaka ụlọ ọrụ Ndịàmà Jehova a na-arụ na Briten, nke dị nso n’obodo Kelmsfọd, dị́ na Eses.

Foto Wọwik nke 4 (Malite n’ọnwa Mee Ruo n’ọnwa Ọgọst Afọ 2015)

A rụchara ahụ́ otu ụlọ obibi, kụchaakwa ya gbamgbam. Ụlọ obibi a bụ ụlọ obibi ikpeazụ a rụrụ. A rụchakwara paseeji niile si n’elu jikọta ụlọ na ụlọ. Ndị na-achọ ala mma malitekwara ịchọ ọtụtụ ala mma.

Foto Filipinz nke 1 (Febụwarị 2014 Ruo Mee 2015)

Ndịàmà Jehova na-arụ ụlọ ndị ọhụrụ, na-arụzigharịkwa ndị nke ochie n’alaka ụlọ ọrụ ha dị na Kesọn Siti, dị́ na Filipinz.

Otú Ọrụ A Na-arụ na Wọwik Si Na-aga Nke 2

Lee otú Ndịàmà Jehova sí mba dị iche iche si wepụta onwe ha bịa na-arụ ọrụ n’ebe ha ga-ejizi mere isi ụlọ ọrụ ha.

Ndịàmà Jehova Na-eji Otu Obi Arụ Ọrụ

Ndị Jehova na-eji otu obi arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze na ụlọ ndị ọzọ ha nwe n’agbanyeghị obodo ha si, omenala ha, na asụsụ ha. Ọ na-ewetakwara Jehova otuto.

Ịrụ Ụlọ Nzukọ Alaeze n’Ime Ime Obodo

Lee vidio a ka ị hụ otú ìgwè ndị ọrụ ise si rụọ Ụlọ Nzukọ Alaeze abụọ n’ime abalị iri abụọ na asatọ.

Vidio: Ibufe Isi Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Lee vidio a ka ị hụ ebe anyị chọrọ ibufe isi ụlọ ọrụ anyị n’ebe ugwu Niu Yọk.

Ndịàmà Jehova Na-aga Ibuga Isi Ụlọ Ọrụ Ha Ebe Ọzọ

Gịnị mere anyị ji ebupụ ụlọ ọrụ anyị dịwara na Bruklin kemgbe 1909?