Gaa n'Isiokwu

Iso Ndịàmà Jehova Arụ Ọrụ

Iso Ndịàmà Jehova Arụ Ọrụ

Ì chetụla ihe ọ dị ka ya iso Ndịàmà Jehova arụ ụlọ ndị ha na-arụ ná nzukọ Jehova? Legodị ihe ụfọdụ ndị na-abụghị Ndịàmà Jehova so ha rụọ ọrụ kwuru.