Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

“Ozi Ọma” (Abụ Mgbakọ Ukwu Afọ 2024)

“Ozi Ọma” (Abụ Mgbakọ Ukwu Afọ 2024)

(Luk 2:10)

Were Ya:

  1. 1. Kan-dị nọ n’ebe niile

    N’eto Chineke.

    A mụrụ Jizọs na Betlehem

    K’ọ bịa gbapụta

    Ụmụ ‘madụ niile.

    (UKWE)

    Ọ bụ oziọ-ma.

    K’ụwa nwe’obiụ-tọ.

    Too Jaa maka ya.

    Ọ bụ oziọ-ma.

    K’anyị kwusaa ya.

    Naanị Jizọs bụ

    Ụzọ n’enye ndụ.

  2. 2. Ọ g’eme k’ezio-mume

    N’udo dị n’ụwa.

    Jizọs b’ụzọ n’eduba nán-dụ.

    Ọchịchị Jizọs

    G’adị ru’ebigh’ebi.

    (UKWE)

    Ọ bụ oziọ-ma.

    K’ụwa nwe’obiụ-tọ.

    Too Jaa maka ya.

    Ọ bụ oziọ-ma.

    K’anyị kwusaa ya.

    Naanị Jizọs bụ

    Ụzọ n’enye ndụ.

    (UKWE)

    Ọ bụ oziọ-ma.

    K’ụwa nwe’obiụ-tọ.

    Too Jaa maka ya.

    Ọ bụ oziọ-ma.

    K’anyị kwusaa ya.

    Naanị Jizọs bụ

    Ụzọ n’enye ndụ.