Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Udo Ya Dị Ka Osimiri

Udo Ya Dị Ka Osimiri

Were Ya:

  1. 1. Nsogbu dị n’ụwa n’ewut’anyị.

    Ọ n’emekwa ka ike n’agwụa-nyị.

    Nchegbu mewe k’ike gwụ gị,

    N’echetan-kwa Jehova kwere.

    (UKWE)

    Udo ya dị k’osimiri.

    Rịọ k’o nye gị udo ya.

    Udo ya karịrị

    Ihe n’echegbu gị n’obi. Ọ g’akwado gị.

    Udo si n’aka Jehova g’adị ru’ebigh’ebi.

  2. 2. Cheta gwa y’ihe dị gị n’obi.

    Jehova nọ gịn-so n’oge niile.

    Ọ ga n’akasi mụ na gị obi.

    Ọ hụrụ mụ na gị n’anya.

    (UKWE)

    Udo ya dị k’osimiri.

    Rịọ k’o nye gị udo ya.

    Udo ya karịrị

    Ihe n’echegbu gị n’obi. Ọ g’akwado gị.

    Udo si n’aka Jehova g’adị ru’ebigh’ebi.

    (UKWE)

    Udo ya dị k’osimiri.

    Rịọ k’o nye gị udo ya.

    Udo ya karịrị

    Ihe n’echegbu gị n’obi. Ọ g’akwado gị.

    Udo si n’aka Jehova g’adị ru’ebigh’ebi.