Nnọkọ Ndị Pụrụ Iche Anyị Na-enwe

NNỌKỌ NDỊ PỤRỤ ICHE ANYỊ NA-ENWE

Ihe Ndị E Mere ná Nnọkọ A Na-enwe Kwa Afọ—Ọktoba 2012

Ọtụtụ ndị bịara gere akụkọ na-agba ume, nụrụkwa otú e si kọwaa Matiu 24:45-47 ná Nnọkọ A Na-enwe Kwa Afọ nke Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.

Mgbakọ E Nwere na Rom n’Asụsụ Tigalọg “Ejikọtala Anyị Ọnụ Ọzọ”

Mgbakọ a e nwere na Rom bụ mgbakọ abalị atọ mbụ ọtụtụ puku Ndịàmà Jehova na-asụ Tigalọg nwere n’asụsụ ha.

Vidio: Ihe Ndị E Mere ná Nnọkọ A Na-enwe Kwa Afọ—Ọktoba 2012

Ndị si ná mba dị iche iche bịara nnọkọ Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania na-enwe kwa afọ, nke otu narị na iri abụọ na asatọ ya.

Vidio: Ihe Ndị E Mere n’Ememme Ngụcha Akwụkwọ Gilied nke Klas 133

Lee vidio a ka ị hụ ihe ụfọdụ e mere n’ụbọchị ngụcha akwụkwọ Gilied nke klas 133.

Ememme Ngụcha Akwụkwọ Gilied nke Klas 133

Ụmụ akwụkwọ si ebe dị iche iche ejirila ọnwa ise mụọ Baịbụl nke ọma. Gụọ gbasara ihe ndị e mere n’ememme ngụcha akwụkwọ ha.