Gaa n'Isiokwu

Ihe Ndị E Mere ná Nnọkọ A Na-enwe Kwa Afọ nke Afọ 2012

Ihe Ndị E Mere ná Nnọkọ A Na-enwe Kwa Afọ nke Afọ 2012

Ndị si ná mba dị iche iche bịara nnọkọ Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania na-enwe kwa afọ, nke otu narị na iri abụọ na asatọ ya. Lee vidio a ka ị hụ ihe ụfọdụ e mere ná nnọkọ a pụrụ iche.