Vidio na Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Na-ebipụta

Ndị “Kwadebere nke Ọma Ime Ihe Ọ Bụla Dị Mma”

Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ dị mfe ọgụgụ, ma ya na Baịbụl mbụ e si n’ike mmụọ nsọ dee na-ekwu otu ihe. Ụfọdụ ihe ọhụrụ dị na ya bụ ọmarịcha map, ebe a kọwara okwu ndị dị na Baịbụl na ihe ndị ọzọ.

Ndị “Kwadebere nke Ọma Ime Ihe Ọ Bụla Dị Mma”

Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ dị mfe ọgụgụ, ma ya na Baịbụl mbụ e si n’ike mmụọ nsọ dee na-ekwu otu ihe. Ụfọdụ ihe ọhụrụ dị na ya bụ ọmarịcha map, ebe a kọwara okwu ndị dị na Baịbụl na ihe ndị ọzọ.

Otú E Si Wepụta Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke E Degharịrị Edegharị n’Asụsụ Spanish

Olee otú e si sụgharịa Baịbụl n’asụsụ ndị na-asụ ya nọ n’ọtụtụ mba ebe ọ bụ na ihe otu okwu pụtara n’asụsụ ahụ n’otu mba nwere ike ịdị iche n’ihe ọ pụtara ná mba ọzọ?

Okwu Chineke Mere Ka Ọnụ Ọchị Waa Ha

E wepụtara akwụkwọ Matiu n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Japan. Lee vidio a ka ị chọpụta uru inwe Baịbụl a n’asụsụ na-eru ndị ogbi n’obi bara.

Ihe Ọma E Meere Ndị Bi na Peruu

Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ na akwụkwọ anyị ndị ọzọ e wepụtara n’asụsụ Kechua na-enyere ndị na-asụ Kechua bi na Peruu aka ịbịarukwu Jehova nso.

Ime Ka A Hụ Eziokwu n’Anya ma Jiri Ya Kpọrọ Ihe

Obi kwesịrị isi onye ọ bụla na-agụ akwụkwọ Ndịàmà Jehova bipụtara ma ọ bụ na-ele vidio ha mepụtara ike na a sara anya na mmiri meere ha nnyocha nakwa na ha bụ eziokwu.

Otú E Si Ese Foto Ndị E Ji Akọwa Ihe E Dere n’Akwụkwọ Anyị

Olee otú ndị na-ese foto ndị na-eme ka akwụkwọ anyị ma mma, a ghọtakwa ihe a na-ekwu, si ese ha?

Otú E Si Ebuga Akwụkwọ Anyị na Kongo

Kwa ọnwa, Ndịàmà Jehova na-ebugara ndị bi n’ime ime Kongo Baịbụl na akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl.

Ndị E Nyere Ọrụ Ịsụgharị “Okwu Dị Nsọ nke Chineke”—Ndị Rom 3:2

Kemgbe ọtụtụ afọ gara aga, Ndịàmà Jehova ejirila Baịbụl dị iche iche zie ndị mmadụ ozi ọma. Ma, gịnị mere ha ji jiri aka ha sụgharịa Baịbụl n’asụsụ Bekee a na-asụ ugbu a?

Ndị Estonia Enye Onyinye Maka “Ezigbo Mbọ A Gbara”

E tinyere Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Estonian ka o soro n’akwụkwọ ndị nwere ike inweta ihe nrite n’afọ 2014.

Baịbụl A Na-egere Egere Ọtụtụ Narị Mmadụ So Gụọ

Ná Baịbụl Nsụgharị Ụwa nke e degharịrị n’afọ 2013, a ga-enwe ndị ga-agụ nke ọ bụla n’ihe ndị kwuru okwu na Baịbụl kwuru.

Abụ E Nwere n’Ọtụtụ Asụsụ

Gụọ ihe a ka ị mata otú o si esi ike ịsụgharị abụ n’ọtụtụ asụsụ.

E Belatala Peeji Ole Ụlọ Nche na Teta! Na-adị, ma Ha Adịkwuola n’Ọtụtụ Asụsụ

Malite na Jenụwarị 2013, Ụlọ Nche na Teta! Ndịàmà Jehova agaghịzi na-adị peeji iri atọ na abụọ. Gịnị mere e ji mee ya otú a?

Ha Na-abịa Akụ Egwú

Kemgbe ihe karịrị afọ iri anọ ugbu a, ụmụnna anyị na-esi ná mba dị iche iche abịa akụrụ nzukọ Jehova egwú.

Vidio: Ụlọ Nche E Ji Bekee Dị Mfe Nghọta Dee Na-enye Aka Ịkụziri Ụmụaka Ihe

Lee vidio a ka ị hụ otú otu ezinụlọ si eji Ụlọ Nche e ji Bekee dị mfe nghọta dee enyere ụmụ ha aka ịmụta gbasara Chineke.

Vidio: “M Na-ekele Jehova Maka Inyere M Aka”

Lee vidio a ka ị hụ otú Ụlọ Nche nke e ji Bekee dị mfe nghọta dee si nyere otu nwoke aka ka ya na Jehova dịkwuo ná mma.

Vidio: “Ma Ọ́ Bụghị Ya, M Gaaraghị Ama Ihe M Ga-eme”

Lee vidio a ka ị nụ ihe onye ìsì kwuru gbasara otú Baịbụl e dere ná mkpụrụ akwụkwọ ndị ìsì si baara ya uru.

Vidio: A Na-ebipụta Ụlọ Nche Kemgbe Afọ 1879

Lee vidio a ka ị hụ otú magazin a kacha ekesa n’ụwa niile dị n’oge ndị gara aga na otú ọ dị ugbu a.

Baịbụl Ogologo Ya Hà Ka Mmadụ

Gụọ ihe a ka ị mata otú e si eji ụdị mkpụrụ akwụkwọ ndị ìsì e nwere n’ọtụtụ asụsụ ebipụta Baịbụl.

Ime Ka Ụlọ Nche Bekee Dị Mfe Nghọta

Anyị bidoro ibipụta Ụlọ Nche Bekee nke dị mfe nghọta n’afọ 2011. Gụọ ihe a ka ị mata otú o si abara ndị nọ n’ebe dị iche iche n’ụwa uru.

Ụlọ Nche—E Nweghị Magazin Ọzọ Hụrụ Azụ ya Anya

Anyị na-ebipụta magazin Ụlọ Nche n’ihe karịrị otu narị asụsụ na iri itoolu ma na-ekesa ya n’ụwa niile. Olee otú a na-ebipụtaru magazin ndị ọzọ?