ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Julaị 2024

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Septemba 9 ruo Ọktoba 6, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 27

Na-akata Obi Ka Zedọk

Isiokwu a bụ maka izu Septemba 9 ruo 15, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 28

Ị̀ Na-achọpụtali nke Bụ́ Eziokwu?

Isiokwu a bụ maka izu Septemba 16 ruo 22, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 29

Kpachara Anya Ka A Ghara Ịnwata Gị

Isiokwu a bụ maka izu Septemba 23 ruo 29, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 30

Ihe Ndị Dị Mkpa Anyị Ga-amụta n’Akụkọ Ndị Eze Izrel

Isiokwu a bụ maka izu Septemba 30 ruo n’Ọktoba 6, 2024.

Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ọgbakọ Ọhụrụ Ị Gafere Mara Gị Ahụ́

Ihe na-agaziri ọtụtụ Ndị Kraịst gafere ọgbakọ ọzọ. Gịnị nyeere ha aka? Legodị ihe anọ nwere ike inyere gị aka.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Olee otú Jeruselem e kwuru okwu ya n’Aịzaya 60:1 si “bilie,” na-emekwa ka “ìhè nwuo”?