Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Malite Ịmụ Baịbụl

I nwere ike iji akwụkwọ a malite ịmụ Baịbụl. Anyị nwekwara ike ịna-abịa ka anyị na gị na-amụ Baịbụl n’anaghị gị ego.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ

Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?

Anyị na gị mụwa Baịbụl, i nwere ike iji nsụgharị Baịbụl ọ bụla na-amasị gị. I nwere ike ịkpọ ndị ezinụlọ unu niile ma ọ bụ ndị enyi gị ka ha soro na-amụ ya.