Gaa n'Isiokwu

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Johny na Gideon Bụbu Ndị Iro, Ugbu A Ha Bụzi Ụmụnna

Johny na Gideon Bụbu Ndị Iro, Ugbu A Ha Bụzi Ụmụnna

Mgbe e nwere ịkpa ókè agbụrụ n’etiti ndị ọcha na ndị isi ojii na Saụt Afrịka, Johny na Gideon nọ n’òtù abụọ na-emegide ibe ha. Lee vidio a ka ị hụ otú ha si kwụsị ịkpọ ibe ha asị ma bụrụzie ezigbo enyi mgbe ịkpa ókè agbụrụ ahụ kwụsịrị.