Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Norway

  • Ebe a bụ Finnmarksvidda dị na Norway. Ndịàmà Jehova a na-ezi ozi ọma n’obodo ndị Sami

  • Ebe a bụ Ranheim dị na Norway. Ndịàmà Jehova a na-akpọrọ nwaanyị a vidio Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? ebe ìhè pụrụ iche na-enwu

Fast Facts—Norway

  • 5,504,000—Ndị bi n'obodo a
  • 12,034—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 162—Ọgbakọ dị iche iche
  • 464—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Nọọwee

Olee otú otu ajụjụ si mee ka otu ezinụlọ kwaga ebe a chọkwuru ndị nkwusa?

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ