Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Marshall Islands

  • Ebe a bụ Laura Village dị na Majuro Atoll nke dị na Marshall Islands. Onyeàmà Jehova a na-ezi nwoke a na-akọ akị bekee ozi ọma n’asụsụ Mashaliiz

Fast Facts—Marshall Islands

  • 61,000—Ndị bi n'obodo a
  • 138—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 4—Ọgbakọ dị iche iche
  • 496—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Maịkronishia

Ndị si mba ọzọ bịa na-eje ozi n’agwaetiti ndị a dị n’Oké Osimiri Pasifik na-enwekarị nsogbu atọ. Olee otú ha si emeri nsogbu ndị ahụ?