Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Guam

  • Ebe a bụ Merizo Pier dị na Guam. Ndịàmà Jehova a na-enye nwoke a broshọ Ozi Ọma Si n’aka Chineke!

Fast Facts—Guam

  • 173,000—Ndị bi n'obodo a
  • 709—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 9—Ọgbakọ dị iche iche
  • 250—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Maịkronishia

Ndị si mba ọzọ bịa na-eje ozi n’agwaetiti ndị a dị n’Oké Osimiri Pasifik na-enwekarị nsogbu atọ. Olee otú ha si emeri nsogbu ndị ahụ?