Gaa n'Isiokwu

Ihe Ụfọdụ Si n’Ihe Nkiri Baịbụl Bụ́ Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 1—Ezigbo Ìhè nke Ụwa

Ihe Ụfọdụ Si n’Ihe Nkiri Baịbụl Bụ́ Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 1—Ezigbo Ìhè nke Ụwa

Jehova mere ka a mata otú ọ ga-esi azọpụta ụmụ mmadụ. A gwara Zekaraya na Elizabet, bụ́ ndị merela agadi, na ha ga-amụta onye amụma. Josef na Meri ga-azụ Jizọs, onye ga-abụ Mezaya, ha ga-echebekwa ya ka ihe ọ bụla ghara ime ya.