Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Yap

  • Ebe a bụ Gael’, Yap nke dị na Micronesia. Ndịàmà Jehova a na-enye nwaanyị a broshọ e ji amụ Baịbụl n’ebe e dowere nkume ndị ndị obodo a ji mere ego

Fast Facts—Yap

  • 11,000—Ndị bi n'obodo a
  • 36—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 1—Ọgbakọ dị iche iche
  • 355—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma