Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Azores

  • Ebe a bụ Horta dị́ na Faial Island nke dị́ n’Azores. Ndị a na-enye nwoke na-achị ehi Ụlọ Nche na Teta!

Fast Facts—Azores

  • 240,000—Ndị bi n'obodo a
  • 802—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 15—Ọgbakọ dị iche iche
  • 302—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma