Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Ukraine

  • Ebe a bụ Lybokhora dị na Ukraine. Ndị a na-ezi ozi ọma n’otu obere obodo

Fast Facts—Ukraine

  • 41,130,000—Ndị bi n'obodo a
  • 109,375—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 1,234—Ọgbakọ dị iche iche
  • 391—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

NA-ECHENỤ NCHE!

Agha Rọshịa na Yukren Na-alụ Akarịala Otu Afọ—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Gụọ gbasara nkwa Baịbụl kwere na a ga-akwụsị agha niile.

Rọshịa Amalitela Ịlụso Yukren Agha​​—Ọ̀ Bụ Amụma Baịbụl Na-emezu?

Ọ bụrụ amụma Baịbụl na-emezu, Baịbụl ò kwuru otú agha a ga-esi bie?

NA-ECHENỤ NCHE

Baịbụl Ọ̀ Kwadoro Otú Okpukpe Si Etinye Aka n’Agha A Na-alụ na Yukren?

Ndị isi chọọchị nọ ná mba abụọ ndị a na-alụ ọgụ na-agwa ndị òtù ha ka ha na-eme ihe dị nnọọ iche n’ihe Jizọs kwuru ka ndị na-eso ụzọ ya na-eme.