Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Tuvalu

  • Ebe a bụ Funafuti dị na Tuvalu. Onyeàmà Jehova a na-ezi nwoke a na-akụ azụ̀ ozi ọma Alaeze Chineke

Fast Facts—Tuvalu

  • 12,000—Ndị bi n'obodo a
  • 93—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 1—Ọgbakọ dị iche iche
  • 240—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

“Ka Agwaetiti Niile Ṅụrịa Ọṅụ”

Gụọ akụkọ ndụ Geoffrey Jackson, bụ́ onye so n’Òtù Na-achị Isi.

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Anyị Chọtara “Nkume Pel Dị Nnọọ Oké Ọnụ Ahịa”

Gụọ akụkọ ndụ Nwanna Winston Payne na Pamela nwunye ya si Ọstrelia ka ị hụ otú Jehova si gọzie ha n’ozi ha na-ejere ya.