Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Eswatini

  • Ebe a bụ Ntabamhloshana dị́ n’Eswatini. Ndị a ji asụsụ ndị ogbi nke South Africa amụrụ nwaanyị a ihe

Fast Facts—Eswatini

  • 1,198,000—Ndị bi n'obodo a
  • 3,269—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 76—Ọgbakọ dị iche iche
  • 377—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Obi Tọrọ Eze Ezigbo Ụtọ

Gụọ otú eze ndị Swaziland si gosi na obi dị ya ụtọ maka eziokwu Baịbụl ọ mụtara.