Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Sierra Leone

  • Ebe a bụ Freetown dị na Sierra Leone. Ndịàmà Jehova a na-enye nwaanyị a broshọ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi n’asụsụ Themne

  • Ebe a bụ Freetown Peninsula dị na Sierra Leone. Ndịàmà Jehova a na-akpọ onye agbata obi ha ka ọ bịa ọmụmụ ihe n’Ụlọ Nzukọ Alaeze ha

Fast Facts—Sierra Leone

  • 8,472,000—Ndị bi n'obodo a
  • 2,564—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 42—Ọgbakọ dị iche iche
  • 3,621—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ọ Hụrụ na Ọ Bụ Ịhụnanya Mere Kafiteria Ahụ Ji Na-aga Siriri Werere

Ọ bụrụ na ị malitere ịga mgbakọ Ndịàmà Jehova n’ihe dị ka n’afọ 1997 ma ọ bụ mgbe ọ gachara, o nwere ike iju gị anya ịnụ na a na-esibu nri ná mgbakọ.

AKWỤKWỌ MGBAAFỌ NDỊÀMÀ JEHOVA NKE AFỌ 2014

Siera Lion na Gini

Akụkọ anyị ga-akọ banyere Ndịàmà Jehova na Siera Lion na Gini gosiri na okwukwe ha bụ a kwaa akwụrụ, nakwa na ha na-erubere Jehova isi, na-ekwusa ozi ọma, n’agbanyeghị nsogbu ha nwere.

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ