Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Slovakia

  • Ebe a bụ Štrbské Pleso dị na Slovakia. Ndịàmà Jehova a na-enye nwoke a traktị Ònyedị Na-achị Ụwa A?

Fast Facts—Slovakia

  • 5,432,000—Ndị bi n'obodo a
  • 11,276—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 134—Ọgbakọ dị iche iche
  • 485—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma