Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Solomon Islands

  • Ebe a bụ Honiara dị́ na Solomon Islands. Ndị a ji asụsụ Pidgin nke ndị Solomon Islands ezi nwoke a ozi ọma

Fast Facts—Solomon Islands

  • 738,000—Ndị bi n'obodo a
  • 1,907—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 50—Ọgbakọ dị iche iche
  • 430—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma