Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Serbia

  • Ebe a bụ Stara Pazova dị́ na Serbia. Ndị a na-enye nwaanyị a traktị isiokwu ya bụ Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Ga-adị Ndụ Ọzọ?

Fast Facts—Serbia

  • 6,641,000—Ndị bi n'obodo a
  • 3,733—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 60—Ọgbakọ dị iche iche
  • 1,800—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma