Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Philippines

  • Ebe a bụ Manila dị́ na Philippines. Ndị a na-ezi nwa okorobịa a ozi ọma n’ebe a na-akpọ Intramuros district

  • Ebe a bụ Baler dị n’Aurora Province nke dị na Philippines. Ndịàmà Jehova a na-akpọ nwaanyị a òkù ka ọ bịa ọmụmụ ihe anyị

Fast Facts—Philippines

  • 113,964,000—Ndị bi n'obodo a
  • 253,876—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 3,552—Ọgbakọ dị iche iche
  • 464—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Aghọrọ M “Ihe Niile n’Ebe Ụdị Mmadụ Niile Nọ”

Ọtụtụ ọrụ Nwanna Denton Hopkinson rụrụla kemgbe ọtụtụ afọ emeela ka ọ ghọta na Jehova na-ahụ ndị si ná mba dị iche iche n’anya.

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Filipinz

Chọpụta ihe mere ụfọdụ ndị ji gbaa arụkwaghịm n’ọrụ ha, ree ihe ndị ha nwere, ma na-ebi ndụ ka ndị ogbenye na Filipinz.