Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

New Zealand

  • Ebe a bụ Waitemata Harbour dị na Auckland nke dị na New Zealand. Onyeàmà Jehova a na-ezi nwoke a na-egbu azụ̀ ozi ọma n’oge ọ na-anọghị n’ozi

Fast Facts—New Zealand

  • 5,199,000—Ndị bi n'obodo a
  • 14,607—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 170—Ọgbakọ dị iche iche
  • 360—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE

Ndịàmà Jehova Nọ na Niu Ziland Hà Bụ Ndị Udo na Ezigbo Ndị Kraịst?

N’agbata 1940 ruo afọ 1949, gịnị mere e ji na-ele Ndịàmà Jehova anya ka ndị nwere ike ịkpatara ọhaneze nsogbu?

TETA!

Mgbe M Gara Niu Ziland

N’agbanyeghị na Niu Ziland nọ ebe dịpụrụ adịpụ n’obodo ndị ọzọ, ihe dị ka nde mmadụ atọ na-abịa na ya maka ilegharị anya kwa afọ. Ọ̀ gịnị na-adọrọ mmasị ha?

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ