Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Nicaragua

  • Ebe a bụ Las Pilas dị́ na Nicaragua. Ndị a ji Baịbụl ezi nwoke a ozi ọma

Fast Facts—Nicaragua

  • 6,855,000—Ndị bi n'obodo a
  • 28,843—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 466—Ọgbakọ dị iche iche
  • 240—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

AKỤKỌ

Nnukwu Mmiri Ozuzo nke Wetara Ozi Ọma

Mgbe nnukwu mmiri zochara na Nikaragụa, ndị bi n’obodo ndị mmiri tojuru nwetara enyemaka n’ebe ha na-atụghị anya ya.

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ