Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Nigeria

  • Ebe a bụ Idanre dị́ na Nigeria. Ndị a na-enye nwoke a Ụlọ Nche

Fast Facts—Nigeria

  • 222,182,000—Ndị bi n'obodo a
  • 400,375—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 6,071—Ọgbakọ dị iche iche
  • 589—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME

Chanel Satelaịt E Si Enweta Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova Na-erute Ebe Ịntanet Na-anaghị Eru

Olee otú ụmụnna anyị ndị bi n’Afrịka si ele Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova ma ọ bụrụ na Ịntanet adịghị?

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ihe Ndị Mụrụ M Kụziiri M Mere Ka Ihe Gaziere M

Gụọ akụkọ ndụ Nwanna Woodworth Mills, bụ́ onye ji obi ya niile jeere Jehova ozi kemgbe ihe dị ka afọ iri asatọ.