Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Sri Lanka

  • Ebe a bụ Hatton dị́ na Sri Lanka. Ndị a na-enye nwaanyị a na-akpata akwụkwọ tii broshọ e ji amụ Baịbụl

Fast Facts—Sri Lanka

  • 22,181,000—Ndị bi n'obodo a
  • 7,003—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 98—Ọgbakọ dị iche iche
  • 3,195—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME

A Na-eji Ihe Mafọrọnụ Mejuo Ihe Kọrọ Ndị Ọzọ

Olee otú e si enweta ego e ji arụ ihe ndị a na-arụ ná mba ndị na-abaghị ọgaranya?

Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015

E Nyefere Jehova Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị Dị na Sri Lanka

E si n’Ịntanet mee ka ụmụnna ndị zukọrọ n’ebe dị iche iche kirie ihe omume ahụ ma nụrụ ihe e kwuru.